zú òkè
zu òkè
Word | zu òkè |
Definitions | Active verb 堪具 1.be complete; be sufficient; be perfect |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ego i nyere m ezughị oke.
Ego i nyere m ezughị oke.
The money you gave to me is incomplete.
Ndụka chọrọ nke zuru oke
Ndụka chọrọ nke zuru oke
Nduka wants a complete one
Mmadụ ga-ezu oke otu ụbochị.
Mmadụ ga-ezu oke otu ụbochị.
Humans will be perfect someday
Mee ihe ahụ ka o zuo oke.
Mee ihe ahụ ka o zuo oke.
Make that thing complete.