zùtè
zùtè
Word | zùtè |
Definitions | Active verb 酵怠 1.meet someone or something; welcome |
Variations | zùtà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Nneoma and I went to meet them at the airport.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Rivers Niger and Benue met at Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.
Rivers Niger and Benue met at Lokoja.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.
Nneoma and I went to meet them at the airport.
Gaa zute ndị ọbịa anyị.
Gaa zute ndị ọbịa anyị.
Go and welcome our visitors.
Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.
Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.
I will like to meet your wife.
Ọ gara izute nne ya .
Ọ gara izute nne ya .
She went to welcome her mother.
zúté
zute
Word | zute |
Definitions | Active verb 1.obtain by stealing |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
O zutere ya n'ohi.
O zutere ya n'ohi.
He got it through stealing.
Izute ego ahụ agaghị adị mfe.
Izute ego ahụ agaghị adị mfe.
Stealing that money will not be easy.
Ọ chọrọ ị ga-zute ekwentị.
Ọ chọrọ ị ga-zute ekwentị.
He wants to go and steal phone.
Obi gwara Uche ka o zute akpụkpụụkwa a.
Obi gwara Uche ka o zute akpụkpụụkwa a.
Obi told Uche to steal this shoe.
Kedụ mgbe izutere ihe niile ndịa?
Kedụ mgbe izutere ihe niile ndịa?
When did you steal all these things?
A hụrụ m mgbe ọ na-ezute ego ahụ.
A hụrụ m mgbe ọ na-ezute ego ahụ.
I saw when he was stealing that money.
Ha na-ezute akwa ndị ahụ n'ahịa.
Ha na-ezute akwa ndị ahụ n'ahịa.
They use to steal those clothes from the market.