zù önü
zù ọnụ̄
Word | zù ọnụ̄ |
Definitions | Active verb 堪口 1.be complete (counting); 2.complete a number; get to everyone |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Hapụ ya ka o zuo ọnụ tupu i buru ya.
Hapụ ya ka o zuo ọnụ tupu i buru ya.
Allow it to be complete before you carry it.
Ha ga-ezu ọnụ n'ọgbakọ a.
Ha ga-ezu ọnụ n'ọgbakọ a.
They will be complete in this gathering.
Ego ahụ zuru ọnụ.
Ego ahụ zuru ọnụ.
The money is complete.
Nke ya na-ezu ọnụ oge niile.
Nke ya na-ezu ọnụ oge niile.
His own is complete all the time.
Ndị otu anyị zuru ọnụ taa.
Ndị otu anyị zuru ọnụ taa.
Our members are complete today.