zómì
zomì
Word | zomì |
Definitions | Active verb 1.be totally hidden (from) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A hụrụ m oge ọ na-ezomi ya.
A hụrụ m oge ọ na-ezomi ya.
I saw when he was hidding it.
Achọghị m izomi akpa a.
Achọghị m izomi akpa a.
I don't want to completely hide this bag.
Zomie akwa a! Ada ga-anarakwa gị ya.
Zomie akwa a! Ada ga-anarakwa gị ya.
Hide that dress completely! Aga will take it from you