zödö
zọdọ
Word | zọdọ |
Definitions | Active verb 1.withhold; keep back [in a selfish manner] |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ijeọma zọdoro ego ahụ.
Ijeọma zọdoro ego ahụ.
Ijeọma withheld the money.
Ịzọdo ihe adịghị mma.
Ịzọdo ihe adịghị mma.
Withholding things is not good.
Ọ na-amasị Adaọra ịzọdo ihe mmadụ.
Ọ na-amasị Adaọra ịzọdo ihe mmadụ.
Adaọra like withholding somebody's items.
Ọ chọrọ ịzọdo ego ha nyere anyị.
Ọ chọrọ ịzọdo ego ha nyere anyị.
She wants to withhold the money they gave us.
zökwàsï
zọkwàsị
Word | zọkwàsị |
Definitions | Active verb 1.tread upon, 2.step on |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ chọrọ ịzọkwasị ego a ụkwụ.
Ọ chọrọ ịzọkwasị ego a ụkwụ.
He wants to tread on this money.
Anyị ga-azọkwasị ekwensu ụkwụ.
Anyị ga-azọkwasị ekwensu ụkwụ.
We will tread on the devil.
Ọ na-azọkwasị ukwu na tebulu oge ọbụla.
Ọ na-azọkwasị ukwu na tebulu oge ọbụla.
He steps on the table every time.
Ọ zọkwasịrị ụkwụ n'elu oche.
Ọ zọkwasịrị ụkwụ n'elu oche.
He stepped on the chair.
Ọ dịghị mma ịzọkwasị ya ụkwụ.
Ọ dịghị mma ịzọkwasị ya ụkwụ.
It is not proper to march on it.
Okafọ na-azọkwasị m ụkwụ n'isi
Okafọ na-azọkwasị m ụkwụ n'isi
Okafọ is insulting me.
Ọ na-azọkwasị ụkwụ ya n'ogwu
Ọ na-azọkwasị ụkwụ ya n'ogwu
He is treading on thorns
Azọkwasịla ya ụkwụ.
Azọkwasịla ya ụkwụ.
Do not step on it.