zöbì
zọbì
| Word | zọbì |
| Definitions | Active verb 1.breaking something by stepping on it |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Onye zobiri anaka osisi a?
Onye zobiri anaka osisi a?
Who stepped and broke this tree branch?
Kedu aha onye ga-azobi nkume a?
Kedu aha onye ga-azobi nkume a?
What is the name of the person that will step and break this rock?
Zọbie osisi ahụ
Zọbie osisi ahụ
Step and break that stick.
Ewu a na-azobi osisi niile e jiri doo ji
Ewu a na-azobi osisi niile e jiri doo ji
This goat steps and breaks every wood used in raising the yam stem.
Izobi osisi a adighi mfe.
Izobi osisi a adighi mfe.
Breaking this stick with leg is not an easy tak
Agaghị m azọbi ya.
Agaghị m azọbi ya.
I will not break it (by stepping on it)
Ọ na-azọbi osisi ahụ mgbe m bịara.
Ọ na-azọbi osisi ahụ mgbe m bịara.
He was stepping on and breaking that stick when I came.