zö ǹzǫ
zọ ǹzọ̀
Word | zọ ǹzọ̀ |
Definitions | Active verb 1.lay, offer, wager; make a bet |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha zọrọ nzọ.
Ha zọrọ nzọ.
They betted.
Ịzọ nzọ adịghị mma.
Ịzọ nzọ adịghị mma.
Betting is not good.
Ha zọrọ nzọ onye ga-ebu ụzọ richa nri ya.
Ha zọrọ nzọ onye ga-ebu ụzọ richa nri ya.
They had a bet on who will finish his food first.
Nzọ ọ zorọ, e tinyela ya na nsogbu.
Nzọ ọ zorọ, e tinyela ya na nsogbu.
The bet he had, has put him in trouble.
Obi na Ibe zọrọ nzọ onye ga-erite mkpụrụobi Nneka.
Obi na Ibe zọrọ nzọ onye ga-erite mkpụrụobi Nneka.
Obi and Ibe had a bet on who will win the heart of Nneka.
Anyị ga-azọ nzọ echi.
Anyị ga-azọ nzọ echi.
We will bet tomorrow.