Beta

zǫgbù

zọ̀gbù

Wordzọ̀gbù
Definitions

Active verb

釜恩

1.kill by stepping on; tread to death; match to death

Related Terms
Word Stems

Examples

Zọgbuo agbịsị ahụ.

Zọgbuo agbịsị ahụ.

Tread, to death, on that ant.

A zọgburu ya mgbe e nwere ọgbaaghara.

A zọgburu ya mgbe e nwere ọgbaaghara.

It was trod upon, to death, during the stampede.

Ọ chọrọ ịzọgbu ndị nọ n'okpuru ya.

Ọ chọrọ ịzọgbu ndị nọ n'okpuru ya.

He wants to subdue those under him.

Uche zọgburu ahụhụ niile ahụ.

Uche zọgburu ahụhụ niile ahụ.

Uche matched all the insects to death.

Zọgbuo ya ma emerula ahụ.

Zọgbuo ya ma emerula ahụ.

March it to death but don't injure yourself.

Chere ka m bilie, ụnụ ga-azọgbu m.

Chere ka m bilie, ụnụ ga-azọgbu m.

Wait let me get up, you people will match me to death.

Gịnị mere ị ji azọgbu ya?

Gịnị mere ị ji azọgbu ya?

Why are you matching it to death?

Obi na-azọgbu ya etu ike kwere ya.

Obi na-azọgbu ya etu ike kwere ya.

Obi is marching it to death as his strength allows him.

Ọ na-azọgbu ahụhụ ọbụla ọ hụrụ.

Ọ na-azọgbu ahụhụ ọbụla ọ hụrụ.

He marches to death any ant he sees.

Ịzọgbu ya adịghị mma.

Ịzọgbu ya adịghị mma.

Marching it to death is not good.

Ọ na-azọgbụ oke ahụ na achị ọchị.

Ọ na-azọgbụ oke ahụ na achị ọchị.

He is laughing and marching the rat to death.

Kedu onye ga-azọgbu ihe a?

Kedu onye ga-azọgbu ihe a?

Who will march this thing to death?

Ọ zọgburu agwọ ahụ.

Ọ zọgburu agwọ ahụ.

He marched the snake to death.