zí üzǫ
zi ụzọ̀
Word | zi ụzọ̀ |
Definitions | Active verb 探畏 1.show the way; direct |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chika na-ezi m ụzọ ugbu a.
Chika na-ezi m ụzọ ugbu a.
Chika is directing me now.
Emeka achọghị izi ya ụzọ.
Emeka achọghị izi ya ụzọ.
Emeka does not want to direct him.
Aga m ezi gị ụzọ e si enwe ego.
Aga m ezi gị ụzọ e si enwe ego.
I will show you how to make money.
Ọ bụ Amaka ziri m ụzọ esi abịa ebe a.
Ọ bụ Amaka ziri m ụzọ esi abịa ebe a.
It was Amaka that showed me the way to this place.
O mesịrị zie ya ụzọ.
O mesịrị zie ya ụzọ.
He later showed him the awy.
Enyi m na-ezi m ụzọ eziomume.
Enyi m na-ezi m ụzọ eziomume.
My friend is showing me the way to righteousness.
Onye ziri gị ụzọ?
Onye ziri gị ụzọ?
Who showed you the way.