Nkọwa okwu logo
Beta

zídàtá

zidàta

Wordzidàta
Definitions

Active verb

1.send down

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ sịrị na ya na-ezidata ụgbọala ya na Naijirịa.

Ọ sịrị na ya na-ezidata ụgbọala ya na Naijirịa.

He said he is sending down his car to Nigeria.

Ndubiisi ga-ezidata nwunye ya ka ọ hụ gị.

Ndubiisi ga-ezidata nwunye ya ka ọ hụ gị.

Ndubuisi will send his wife down to meet you.

Chineke na-ezidatara m ngozi oge niile.

Chineke na-ezidatara m ngozi oge niile.

God sends down blessing for me all the time.

Nne m chọrọ izidata onye ga-ebugo ji a.

Nne m chọrọ izidata onye ga-ebugo ji a.

My mother will send down someone that will carry this yam up.

Zidata nnwa gị ka o were ego a.

Zidata nnwa gị ka o were ego a.

Send down your child to talk this money.

Ekpere Uche zidatara ndị mmụọ ozi.

Ekpere Uche zidatara ndị mmụọ ozi.

Uche's prayer sent down angels.

zídàtà

zidàtà

Wordzidàtà
Definitions

Active verb

1.send down from far or above

Related Term
Word Stem

Examples

Zidata ya ugbua.

Zidata ya ugbua.

Send it down now.

Izidata ya ugbua abaghị uru.

Izidata ya ugbua abaghị uru.

It is of no use sending it down now.

Gaa, zidata ya.

Gaa, zidata ya.

Go and send it down.

N' Akwụkwọ Nso, Chukwu zidatara Mana n' eliigwe

N' Akwụkwọ Nso, Chukwu zidatara Mana n' eliigwe

In the Bible, God sent down Manna from heaven.

Ọ chọrọ izidata ya Ọnịcha ma ọ bịa.

Ọ chọrọ izidata ya Ọnịcha ma ọ bịa.

She wants to send it down to Onitsha when he comes.

Onye zidatara ya?

Onye zidatara ya?

Who sent it down?

Ọ maghị na ọ na-ezidata akwa kwa ọnwa na Naịjirịa.

Ọ maghị na ọ na-ezidata akwa kwa ọnwa na Naịjirịa.

He doesn't know he sends down cloths monthly to Nigeria.

Chukwu zidatara ndị mmuozi.

Chukwu zidatara ndị mmuozi.

God sent down the angels.

Amara m mgbe ọ na-ezidata akwụwọ ya.

Amara m mgbe ọ na-ezidata akwụwọ ya.

I know when he was sending down his papers.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.