Nkọwa okwu logo
Beta

zìgá

zìga

Wordzìga
Definitions

Active verb

1.send

Related Term
Word Stem

Examples

Onye ka m ga-eziga?

Onye ka m ga-eziga?

Whom shall i send?

Achọrọ m iziga gị ozi.

Achọrọ m iziga gị ozi.

I want to send you on an errand.

Ahụrụ m ya ka ọ na-eziga Obi n'ụlọ Chike.

Ahụrụ m ya ka ọ na-eziga Obi n'ụlọ Chike.

I saw him sending Obi to Chike's house.

Nwoke a na-eziga m ozi oge niile.

Nwoke a na-eziga m ozi oge niile.

This man sends me on an errand every time.

Gịnị mere ị ji eziga nwata a ahịa?

Gịnị mere ị ji eziga nwata a ahịa?

Why are you sending this child to the market?

Nna m ga-eziga m ozi ma m laruo.

Nna m ga-eziga m ozi ma m laruo.

My father will send me on an errand when i get home.

O zigara ya Enugwu.

O zigara ya Enugwu.

He/she sent him/her to Enugwu.

Ziga Nduka ka ọ kpọọ Emeka.

Ziga Nduka ka ọ kpọọ Emeka.

Send Nduka to call Emeka.

zípų

zipụ̀

Wordzipụ̀
Definitions

Active verb

1.send forth; send out; send; despatch

Related Term
Word Stem

Examples

Achọghị m izipụ ha n'abalị.

Achọghị m izipụ ha n'abalị.

I don't want to send them out at night.

Ọ bụ ya zipụrụ ha.

Ọ bụ ya zipụrụ ha.

It was he/she that sent them.

Izipụ ihe ndị a taa abaghị uru.

Izipụ ihe ndị a taa abaghị uru.

To dispatch these things today is of no importance.

Biko, were ụgbọelu zipụ ngwaahịa m.

Biko, were ụgbọelu zipụ ngwaahịa m.

Please send out my goods through flight.

Emeka so na ndị a ga-ezipụ ịlụ agha.

Emeka so na ndị a ga-ezipụ ịlụ agha.

Emeka is among those who will be sent for war.

Anyị na-ezipụ ha echi.

Anyị na-ezipụ ha echi.

We are sending them forth tomorrow.

Biko, zipụ ihe ndị a n'oge.

Biko, zipụ ihe ndị a n'oge.

Please, despatch these things on time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.