zàchí
zàchi
Word | zàchi |
Definitions | Active verb 1.sweep something over something (e.g. vomit) so as to cover it completely 2.to hide especially an evil act |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ zachiri agbọọ ahụ.
Ọ zachiri agbọọ ahụ.
He/she swept sand over the vomit.
Ọ ga-azachi ya ma o mechaa.
Ọ ga-azachi ya ma o mechaa.
She will cover it up when she is done.
He zachiri ihe mere ụbọchị ahụ.
He zachiri ihe mere ụbọchị ahụ.
The covered up the happenings of that day.
Ha na-azachi ihe mere ebe ahụ
Ha na-azachi ihe mere ebe ahụ
They are covering what happened there.
Ịzachi ihe ọjọọ adịghị mma.
Ịzachi ihe ọjọọ adịghị mma.
Covering up a crime is not good.
záchí
zachi
Word | zachi |
Definitions | Active verb 1.become so swollen as to cover up spaces or orifices in an organ, e.g. eyes, ears, etc. |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọkpọ a kụrụ ya zachiri ya anya.
Ọkpọ a kụrụ ya zachiri ya anya.
The blow he received, got his eyes swollen.
Etuto a na-achọ izachi gị anya.
Etuto a na-achọ izachi gị anya.
The swolleness of this boil wants to blind you.
Ọrịa a mere ka ihu ya zachie.
Ọrịa a mere ka ihu ya zachie.
That sickness made her face to be swollen.
Ọ ga-azachi gị eye.
Ọ ga-azachi gị eye.
It will swell and cover your eyes.
Ihe a mere gị ga-azachi n'ụtụtụ echi.
Ihe a mere gị ga-azachi n'ụtụtụ echi.
This thing that happened to you will swell up tomorrow
Ọ zachie, si bie ya mmiri ọkụ.
Ọ zachie, si bie ya mmiri ọkụ.
When it swells, press it with hot water.
Achọghị m ka etuto a zachie m anya.
Achọghị m ka etuto a zachie m anya.
I do not want this boil to cover my eyes.
Ị hapụ ya, ọ ga-azachi gị ntị.
Ị hapụ ya, ọ ga-azachi gị ntị.
If you leave it, it will cover your ear.
Ọ zachiri ya ihu.
Ọ zachiri ya ihu.
It made his face swollen.