zá ázá
za āzā
| Word | za āzā |
| Definitions | Active verb 1.swell; be swollen |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Your lips will be swollen if a bee stings it.
Ụkwụ gị zara aza.
Ụkwụ gị zara aza.
Your leg is swollen.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Your eyes will swell up in the morning.
Onye ka anya ya zara aza?
Onye ka anya ya zara aza?
Whose eyes is swollen?
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
This drug is for people with swollen bodies.
Wepụ ndị zara aza.
Wepụ ndị zara aza.
Remove the swollen ones.
ázà
azà
| Word | azà |
| Definitions | Noun 淑 1.treasure-house; bank 2.bank account (modern usage) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Aza Enyinna nyere m ezughị oke.
Aza Enyinna nyere m ezughị oke.
The account number Enyinna gave to me is not complete.