zà
zà
Word | zà |
Definitions | Active verb 勾 1.sweep 2.filter; skim (off) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chiazọ zara imụlọ ụnyaahụ.
Chiazọ zara imụlọ ụnyaahụ.
Chiazo swept the house yesterday.
Ọ na-aza garị ya oge ọbụla o mere ya.
Ọ na-aza garị ya oge ọbụla o mere ya.
She filters her garri every time he prepares it.
Ana m aza mmiri m tupu m ṅụọ ya.
Ana m aza mmiri m tupu m ṅụọ ya.
I filter my water before drinking it.
Ha gara ịza ụlụụka.
Ha gara ịza ụlụụka.
They went to sweep the church.
Nnwa ya na-aza ụlọ ha ugbua.
Nnwa ya na-aza ụlọ ha ugbua.
Her child is sweeping their house now.
Zaa ụlọ a.
Zaa ụlọ a.
Sweep this house/
Onye ga-aza ebe a?
Onye ga-aza ebe a?
Who is going to sweep here?
zá
za
Word | za |
Definitions | Active verb 公 1.answer; reply; respond |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ zara ajụjụ niile.
Ọ zara ajụjụ niile.
She answered all the questions.
Aga m aza ya nke ọma.
Aga m aza ya nke ọma.
I will answer it well.
Ọ zara mgbe m kpọrọ ya.
Ọ zara mgbe m kpọrọ ya.
He answered when I called him.
A hụrụ m ya mgbe ọ na-aza mmadụ n'ekwenti.
A hụrụ m ya mgbe ọ na-aza mmadụ n'ekwenti.
I saw him when he was answering someone on phone.
O kweghị aza ajụjụ niile nne ya jụrụ ya.
O kweghị aza ajụjụ niile nne ya jụrụ ya.
She refused to answer all the questions her mother asked her.
zá
za
Word | za |
Definitions | Active verb 1.swell; bulge; inflate |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụkwụ ya zara aza.
Ụkwụ ya zara aza.
Her feet is swollen.