zütá
zụta
| Word | zụta |
| Definitions | Active verb 凹怠 1.obtain by buying |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Azụtara m ụgbọala a n'afọ gara aga.
Azụtara m ụgbọala a n'afọ gara aga.
I bought this car last year.
Achọrọ m ịzụta ihe ndị anyị ga-enye ndị ọgọ anyi.
Achọrọ m ịzụta ihe ndị anyị ga-enye ndị ọgọ anyi.
I want to buy the things we will give to our in-laws.
Ebere zụtara abada ọ ga-enye nne ya.
Ebere zụtara abada ọ ga-enye nne ya.
Ebere bought wrapper she will give to her mother.
Enweghị m ego m ga-eji zụta ọlaedo.
Enweghị m ego m ga-eji zụta ọlaedo.
I do not have money to buy gold.
Ihe ndị m ga-azụta ga-amasị gị.
Ihe ndị m ga-azụta ga-amasị gị.
You will like the things that i will buy.
Zụta azụ ndụ na azụ ọkpọọ.
Zụta azụ ndụ na azụ ọkpọọ.
Buy fresh fish and dried one.
M ga-azụta akwa ahụ ma m lọtawa.
M ga-azụta akwa ahụ ma m lọtawa.
I will buy the clothes on my way back.
Ọ dị mkpa ịzụta ihe anyị chọrọ ugbua.
Ọ dị mkpa ịzụta ihe anyị chọrọ ugbua.
It is important to buy what we need now.
Ọ dị mkpa ịzụta mmanya.
Ọ dị mkpa ịzụta mmanya.
It is important to buy wine.
Nneka na-azụta nri mgbe m gafere.
Nneka na-azụta nri mgbe m gafere.
Nneka was buying food when I passed.
Onye zụtara ewu a?
Onye zụtara ewu a?
Who bought this goat ?