Nkọwa okwu logo
Beta

nyò ényò

nyò enyò

Wordnyò enyò
Definitions

Active verb

殖県

1.suspect; look twice

Related Term
Word Stem

Examples

A naghị enyo ya enyo.

A naghị enyo ya enyo.

He is not being suspected.

O kweghị̣ ka e nyoo ya enyo mgbe a na-ede ule.

O kweghị̣ ka e nyoo ya enyo mgbe a na-ede ule.

He did not allow anybody to suspect him while he was writing the exam.

E jidere ya n'ihi na a na-enyo ya enyo maka ohi ahụ e zurụ.

E jidere ya n'ihi na a na-enyo ya enyo maka ohi ahụ e zurụ.

He was arrested because he is a suspect in the robbery incident.

O si n'ọnụụzo enyo nwoke ahụ enyo mgbe ọ na-asa ahụ.

O si n'ọnụụzo enyo nwoke ahụ enyo mgbe ọ na-asa ahụ.

She was peeping at the man through the door while he was bathing

Jee nyoo ya enyo tupu ị banye.

Jee nyoo ya enyo tupu ị banye.

Go and inspect it before you inter.

nyò

nyò

Wordnyò
Definitions

Active verb

1.peep

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-enyo onye nọ n'ụlọịsaahụ mgbe e jidere ya.

Ọ na-enyo onye nọ n'ụlọịsaahụ mgbe e jidere ya.

He was peeping at someone in the bathroom when he was caught.

Ọ na-enyo ime ụlọ ndị mmadụ oge ọbụla.

Ọ na-enyo ime ụlọ ndị mmadụ oge ọbụla.

He peeps into people's houses all the time.

Nwaanyị ahụ nyoro ụlọ Ada.

Nwaanyị ahụ nyoro ụlọ Ada.

That woman peeped into Ada's house.

Onye na-enyo m?

Onye na-enyo m?

Who is peeping at me?

Anyị nọ ebe anyị zoro na-enyo ha.

Anyị nọ ebe anyị zoro na-enyo ha.

We were peeping at them from our hideout.

Kwụsị inyo m.

Kwụsị inyo m.

Stop peeping at me.

Gịnị ka ị na-enyo?

Gịnị ka ị na-enyo?

What are you peeping at?

Ha ga-enyo mmọnwụ echi.

Ha ga-enyo mmọnwụ echi.

They will peep at the masquerade tomorrow.

Ada na-enyo site n'akwụkwọ m.

Ada na-enyo site n'akwụkwọ m.

Ada is peeping and copying from my book.

Ọ chọghị ịkwụsị inyo m.

Ọ chọghị ịkwụsị inyo m.

She does not want to stop peeping at me.

Nwaanyị ahụ nyoro ụlọ Ada.

Nwaanyị ahụ nyoro ụlọ Ada.

That woman peeped into Ada's house.

Onye na-enyo m?

Onye na-enyo m?

Who is peeping at me?

Ọ na-enyo onye nọ n'ụlọịsaahụ mgbe e jidere ya.

Ọ na-enyo onye nọ n'ụlọịsaahụ mgbe e jidere ya.

He was peeping at someone in the bathroom when he was caught.

Kwụsị inyo m.

Kwụsị inyo m.

Stop peeping at me.

Ọ na-enyo ime ụlọ ndị mmadụ oge ọbụla.

Ọ na-enyo ime ụlọ ndị mmadụ oge ọbụla.

He peeps into people's houses all the time.

Anyị nọ ebe anyị zoro na-enyo ha.

Anyị nọ ebe anyị zoro na-enyo ha.

We were peeping at them from our hideout.

Unu na-enyo onye?

Unu na-enyo onye?

Who are you people peeping at?

Ọ gara nyoo Obi, gbapụ.

Ọ gara nyoo Obi, gbapụ.

He went and peeped at Obi, and ran away.

Gịnị ka ị na-enyo?

Gịnị ka ị na-enyo?

What are you peeping at?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.