gbàkwùnyè
gbàkwùnyè
Word | gbàkwùnyè |
Definitions | Active verb 疫衛角 1.attach; add (to) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha na-agbakwunye ụlọ ọzọ ebe ahụ.
Ha na-agbakwunye ụlọ ọzọ ebe ahụ.
They are attaching another house at that place.
Ọ chọrọ ịgbakwunye imụlọ abụọ n'ụlọ nna ya.
Ọ chọrọ ịgbakwunye imụlọ abụọ n'ụlọ nna ya.
He wants to attach two rooms to his father's house.
Ọ gwara ha na ọ ga-agbakwunye ya na nke o ji.
Ọ gwara ha na ọ ga-agbakwunye ya na nke o ji.
He told them that he would attach it to the one he has.
Gbakwunye ya na nke i ji.
Gbakwunye ya na nke i ji.
Add it to the one you have.
A gbakwunyere ya n'akụkụ.
A gbakwunyere ya n'akụkụ.
It was attached to the side.
A na-agbakwunye ya n'okpuru.
A na-agbakwunye ya n'okpuru.
It gets attached under.
Gịnị ka agbakwunyere ebe a?
Gịnị ka agbakwunyere ebe a?
What was attavhed here?