Nkọwa okwu logo
Beta

yàwà

yàwà

Wordyàwà
Definitions

Active verb

㯦胃

1.yank apart

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m ayawa oroma a ibe abụọ ka I were otu ibe.

Aga m ayawa oroma a ibe abụọ ka I were otu ibe.

I will yank this orange into two parts so that you take one part.

Ọ yawara ogbe achịcha ahụ ibe abụọ.

Ọ yawara ogbe achịcha ahụ ibe abụọ.

He yanked the loaf of bread into two parts.

Biko, yawara m ihe a.

Biko, yawara m ihe a.

Please, yank this thing apart for me.

Aga m ayawa oroma a ibe abụọ ka i were otu ibe.

Aga m ayawa oroma a ibe abụọ ka i were otu ibe.

I will yank this orange into two parts so that you take one part.

ńsògbú

nsògbu

Wordnsògbu
Definitions

Noun

1.trouble; problem; disturbance

2.challenge; set back

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

That sickness gave him a lot of problem.

Anyị nọ na nsogbu.

Anyị nọ na nsogbu.

We are in trouble.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

Chukwu, biko ekwela ka nsogbu dakwasị m.

God, please do not let trouble come upon me.

Achọghị m nsogbu, biko.

Achọghị m nsogbu, biko.

I do not want trouble, please.

Enyela m nsogbu.

Enyela m nsogbu.

Don't give me troubles.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike nwere nsogbu n'ụlọọrụ ya taata.

Chike had a challenge at his work place today.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Ụmụ ya nyere m nsogbu taata.

Her children gave me trouble today.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

I nyee nsogbu, a chụpụ gị n'ezi.

If you disturb, you will be chased outside.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

A na-apịa ụmụaka na-enye nsogbu ụtarị.

Children that disturb are flogged.

Onye na-enye anyị nsogbu?

Onye na-enye anyị nsogbu?

Who is disturbing us?

Enyekwala m nsogbu.

Enyekwala m nsogbu.

Do not disturb me.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

O nyere nnukwu nsogbu mgbe ọ dị na nwata.

He was too troublesome at childhood.

gbábì

gbabì

Wordgbabì
Definitions

Active verb

1.break in two

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Gbabie nzu ahụ nye m otu ibe.

Gbabie nzu ahụ nye m otu ibe.

Break that chalk in two and give me one part.

Ọ gbabighị ya.

Ọ gbabighị ya.

He did not break it.

Mgbabi udọ mmiri a gbabiri wutere m.

Mgbabi udọ mmiri a gbabiri wutere m.

I am worried that the water rope broke.

O ji iwe gbabie mkpisiodee m ntisi abụọ.

O ji iwe gbabie mkpisiodee m ntisi abụọ.

He angrily broke my pencil into two.

Uche chọrọ ịgbabi ọka ya ụzọ abụọ ma nye m otu.

Uche chọrọ ịgbabi ọka ya ụzọ abụọ ma nye m otu.

Uche wants to break her corn into two and give me one.

Gbabiere m ihe a.

Gbabiere m ihe a.

Break this thing for me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.