Nkọwa okwu logo
Beta

yátǫ önü

yatọ̀ ọnụ̄

Wordyatọ̀ ọnụ̄
Definitions

Active verb

1.be vulgar in speech; talk nonsense;

2.reckless talk without regard for anyone

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-ayatọ ọnụ ma ọ bịaruo.

Ọ ga-ayatọ ọnụ ma ọ bịaruo.

He will use vulga language when he gets here.

E ji ịyatọ ọnụ wee mara ya.

E ji ịyatọ ọnụ wee mara ya.

She is known for talking nonsense.

Ịyatọ ọnụ adịghị mma.

Ịyatọ ọnụ adịghị mma.

Talking nonsense is not good.

Ọ na-ayatọ ọnụ oge niile.

Ọ na-ayatọ ọnụ oge niile.

He uses vulgar language every time.

Onye na-ayatọ ọnụ?

Onye na-ayatọ ọnụ?

Who is talking nonsense.

Ịyatọ ọnụ na-egosi na azụghị mmadụ azụ.

Ịyatọ ọnụ na-egosi na azụghị mmadụ azụ.

Using vulgar language shows that one lacks home training.

Ọnụ ọ yatọrọ mere m ji maa ya ụra.

Ọnụ ọ yatọrọ mere m ji maa ya ụra.

His vulgar speech made me slap him.

Ọ yatọrọ ọnụ n'ihu onyenkụzi ya.

Ọ yatọrọ ọnụ n'ihu onyenkụzi ya.

She talked nonsense in front of his teacher.

Nna ya yatọrọ ọnụ na nzukọ

Nna ya yatọrọ ọnụ na nzukọ

His father talked nonsense in the meeting.

Adọrọ m ya aka na ntị ka ọ ghara ịyatọ ọnụ.

Adọrọ m ya aka na ntị ka ọ ghara ịyatọ ọnụ.

I warned him not to talk nonsense.

Onye yatọọ ọnụ, a chụpụ ya.

Onye yatọọ ọnụ, a chụpụ ya.

If you talk nonsense, you will be exited.

kwútǫ önü

kwutọ̀ ọnụ̄

Wordkwutọ̀ ọnụ̄
Definitions

Active verb

1.be vulgar in speech

Related Term
Word Stem

Examples

Onye kwutọọ ọnụ ebe a, ọ nata ahụhụ.

Onye kwutọọ ọnụ ebe a, ọ nata ahụhụ.

Whoever that is vulgar in speech here, will be punished.

Ekwutọkwala ọnụ.

Ekwutọkwala ọnụ.

Do not be vulgar.

Nkechi ga-ekwụtọ ọnụ ebe ahụ.

Nkechi ga-ekwụtọ ọnụ ebe ahụ.

Nkechi will be vulgar in speech there.

Ikwutọ ọnụ amarala ya ahụ.

Ikwutọ ọnụ amarala ya ahụ.

He is used to being vulgar in speech

Onye chọrọ ikwutọ ọnụ?

Onye chọrọ ikwutọ ọnụ?

Who wants to be vulgar?

A mara ya ụra maka na o kwutọrọ ọnụ.

A mara ya ụra maka na o kwutọrọ ọnụ.

He was slapped for being vulgar in speech.

O kwutọrọ ọnụ.

O kwutọrọ ọnụ.

He was vulgar.

Achọghị m onye na-ekwutọ ọnụ.

Achọghị m onye na-ekwutọ ọnụ.

I don't want a person who is vulgar in speech.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.