Nkọwa okwu logo
Beta

yábų

yabụ̀

Wordyabụ̀
Definitions

Noun

1.therefore; that is to say.

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ bịaghị, yabụ, anyị agaghị enye ya.

Ọ bịaghị, yabụ, anyị agaghị enye ya.

She didn't come, therefore we won't give her.

Chukwu kere anyị, yabụ, anyị ga-ahụ ya n' anya.

Chukwu kere anyị, yabụ, anyị ga-ahụ ya n' anya.

God created us, therefore, we will love him.

Ọ lụrụ di ọtụtụ afọ gara aga, yabụ, o kwesiri ịmụgo nwa.

Ọ lụrụ di ọtụtụ afọ gara aga, yabụ, o kwesiri ịmụgo nwa.

She married many years ago, that is to say, she is supposed to have given birth to a child.

Yabụ, ị dịghị njikere.

Yabụ, ị dịghị njikere.

That is to say, you are not ready.

Ọ gụsiri akwụkwọ ike, yabụ o siri ezi ka ọ gbaa onye nke mbụ

Ọ gụsiri akwụkwọ ike, yabụ o siri ezi ka ọ gbaa onye nke mbụ

He studied hard, therefore it is right for him to come first position.

O teela aka m bịara, yabụ, a ga m ala ugbu a.

O teela aka m bịara, yabụ, a ga m ala ugbu a.

It's been long I came, therefore, I will leave now.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.