yánwà
yanwà
| Word | yanwà |
| Definitions | Pronoun 案怠 1.he in particular; she in particular; it in particular; him in particular; her in particular |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bụ yanwa nyere m ego.
Ọ bụ yanwa nyere m ego.
It was she that gave me money.
Ọ bụ yanwa kwuru okwu ahụ.
Ọ bụ yanwa kwuru okwu ahụ.
She in particular made that utterance.
E nyefere yanwa ihe niile n'aka.
E nyefere yanwa ihe niile n'aka.
Everything was handed over to her in particular.
Yanwa bụ onye wetara ego ahụ.
Yanwa bụ onye wetara ego ahụ.
She in particular was the person who brought that money.