Nkọwa okwu logo
Beta

wųkö

wụ̀kọ

Wordwụ̀kọ
Definitions

Active verb

1.pour together

Related Terms
Word Stems

Examples

Obinna na-awụkọ mmiri abụọ ahụ ọnụ.

Obinna na-awụkọ mmiri abụọ ahụ ọnụ.

Obinna is pouring the two waters together.

Onye gwara gị wụkọọ ha ọnụ?

Onye gwara gị wụkọọ ha ọnụ?

Who instructed you to pour them together?

Wụkọọ mmanya niile a ọnụ.

Wụkọọ mmanya niile a ọnụ.

Pour all the drink together.

I nwere ike ịwụkọ osikapa na àgwà n'otu ite.

I nwere ike ịwụkọ osikapa na àgwà n'otu ite.

You can pour rice and beans together in one pot.

Gịnị mere ị ji awụkọ ha?

Gịnị mere ị ji awụkọ ha?

Why are you poring them together?

Ọ bụ Chike wụkọrọ ha.

Ọ bụ Chike wụkọrọ ha.

It is Chike that poured them together.

A wụkọrọ m ha ọnụ n'ụtụtụ.

A wụkọrọ m ha ọnụ n'ụtụtụ.

I poured them together in the morning.

Ha na-awụkọ ihe ndị ahụ mgbe m bịara.

Ha na-awụkọ ihe ndị ahụ mgbe m bịara.

They were pouring those things together when I came.

Ị ga-awụkọ mmanụ abụọ ahụ ọnụ n'abalị.

Ị ga-awụkọ mmanụ abụọ ahụ ọnụ n'abalị.

You will pour the two oil together at night.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.