wünyé
wụnye
Word | wụnye |
Definitions | Active verb 恐角 1.pour into |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha wụnyere mmanya na iko m
Ha wụnyere mmanya na iko m
They poured wine into my cup
Ọ bụ mgbe aka kwụsịrị ịma ya jijiji ka ọ wunyere m ya.
Ọ bụ mgbe aka kwụsịrị ịma ya jijiji ka ọ wunyere m ya.
She poured it for me when her hand stopped shaking.
Wụnye mmiri ahụ ebe a.
Wụnye mmiri ahụ ebe a.
Pour that water here.
O wụnyere ya n'olulu ahụ mgbe m na-ele ya anya.
O wụnyere ya n'olulu ahụ mgbe m na-ele ya anya.
She poured it into the hole when I was looking at her.
Achọrọ m iwunye obere n'ime ite.
Achọrọ m iwunye obere n'ime ite.
I want to pour a little into the pot.
Achọghị m ịwụnye nnukwu.
Achọghị m ịwụnye nnukwu.
I do not want to pour too much.
Awụnyere m aja na mmiri.
Awụnyere m aja na mmiri.
I poured sand into the water.
Wụnye ha niile.
Wụnye ha niile.
Pour all of them.
Ọ ga-awụnye mmanya ahụ niile n'ọnụ ya.
Ọ ga-awụnye mmanya ahụ niile n'ọnụ ya.
He will pour all the drink inside his mouth.
Wunye ya nke ọma ka ọ banye.
Wunye ya nke ọma ka ọ banye.
Pour it well to enter inside.