sá àhü
sa àhụ
Word | sa àhụ |
Definitions | Active verb 糸頑 1.wash the body; take a shower |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Bịa saa ahụ
Bịa saa ahụ
Come and have a bath.
Ndị enyi gị bịara chọọ gị oge ị na-asa ahụ

Your friends came looking for you when you were bathing
Kedu oge I sara ahụ?
Kedu oge I sara ahụ?
When did you bathe?
Ụmụaka m na-asa ahụ ugboro abụọ n'ụbọchị.

My children take their bath twice a day.

Kedu mgbe Ị ga-asa ahụ?
Kedu mgbe Ị ga-asa ahụ?
When will you bath?
Ụmụaka m na-asa ahụ ugboro abụọ n'ụbọchị.
Ụmụaka m na-asa ahụ ugboro abụọ n'ụbọchị.
My children take their bath twice a day.
Achọrọ m ịsa ahụ ugbu a.
Achọrọ m ịsa ahụ ugbu a.
I want to bathe now.
Ọ sara ahụ tupu ọ pụọ.
Ọ sara ahụ tupu ọ pụọ.
He took his bath before leaving.