wü ḿmírí
wụ mmīrī
Word | wụ mmīrī |
Definitions | Active verb 1.pour out water; pour water on |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Obinna wụrụ mmiri n'akwa m.
Obinna wụrụ mmiri n'akwa m.
Obinna poured water on my cloth.
Ha ga-awụ mmiri n'ebe ha kọrọ ihe.
Ha ga-awụ mmiri n'ebe ha kọrọ ihe.
They will pour water where they planted something.
Ị na-awụ mmiri n'ala.
Ị na-awụ mmiri n'ala.
You are pouring water on the ground.
Wụọ mmiri n'ala tupu ị zawa.
Wụọ mmiri n'ala tupu ị zawa.
Pour water on the ground before you start sweeping.
Anyị ga-awụ ha mmiri.
Anyị ga-awụ ha mmiri.
We shall pour water on them.
Ịwụ mmiri n'ahụ dị mma.
Ịwụ mmiri n'ahụ dị mma.
Pouring water on the body is good.
Ọ wụrụ mmiri n'ahụ ya.
Ọ wụrụ mmiri n'ahụ ya.
He poured water on his body.
Ọ wụrụ mmiri n'ala.
Ọ wụrụ mmiri n'ala.
He poured water on the ground.
Ha ga-awụ akwa ahụ mmiri.
Ha ga-awụ akwa ahụ mmiri.
They will pour water on the cloth.
Onye wụrụ mmiri ahụ n'ala?
Onye wụrụ mmiri ahụ n'ala?
Who poured water on the ground?