Nkọwa okwu logo
Beta

wèlàtà

wèlàtà

Wordwèlàtà
Definitions

Active verb

1.bring home

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kedu mgbe ọ ga-ewelata akwa m?

Kedu mgbe ọ ga-ewelata akwa m?

When will he bring my clothe home?

A chọghị m iwelata ego ahụ ụlọ.

A chọghị m iwelata ego ahụ ụlọ.

I do not want to bring that money home.

Ọ gaghị adịrị m mfe iwelata ihe a ụlọ.

Ọ gaghị adịrị m mfe iwelata ihe a ụlọ.

It will not be easy for me to bring this thing home.

Unu ga-ewelatara m akwụkwọ m.

Unu ga-ewelatara m akwụkwọ m.

You will bring my books home.

Anyị ga-ewelata achịcha ahụ.

Anyị ga-ewelata achịcha ahụ.

We will bring that bread home.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.