àkönùúchè
àkọnùuchè
Word | àkọnùuchè |
Definitions | Noun 常虞 1.wisdom |
Variations | akọ na uche |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akọnuuche ya karịrị nke Solomọn.
Akọnuuche ya karịrị nke Solomọn.
His wisdom is greater than Solomon.
Nwoke ahụ nwere akọnuuche.
Nwoke ahụ nwere akọnuuche.
That man is wise.
Ụmụaka ugbua enweghịzị akọnuuche.
Ụmụaka ugbua enweghịzị akọnuuche.
Children of nowadays are no longer wise.
Were akọnuuche gị mere ihe.
Were akọnuuche gị mere ihe.
Use your senses.
Ọ bụ akọnuuche ka o ji kpezie okwu ahụ.
Ọ bụ akọnuuche ka o ji kpezie okwu ahụ.
It was with wisdom that he settled that matter.
Ka Chukwu nye anyị akonauche.
Ka Chukwu nye anyị akonauche.
May God give us wisdom.
Akọnauche ka m ji eso ya.
Akọnauche ka m ji eso ya.
I follow him with wisdom.
nwé àkönùúchè
nwe àkọnùuchè
Word | nwe àkọnùuchè |
Definitions | Active verb 禾常畝虞 1.be wise; be sensible; have wisdom |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ dị mma ka nwoke nwee akọnuuche.
Ọ dị mma ka nwoke nwee akọnuuche.
It is good for a man to have wisdom.
Ihe na-agara ya nkeọma niihi na o nwere akọnuuche.
Ihe na-agara ya nkeọma niihi na o nwere akọnuuche.
He is progressing because he is sensible.
I kwesịrị inwe akọnuuche.
I kwesịrị inwe akọnuuche.
You are supposed to be wise.
O nwere akọnuuche karịa nwanne ya nwoke.
O nwere akọnuuche karịa nwanne ya nwoke.
He is more sensible than his brother.