hìchá áká
hìcha ākā
| Word | hìcha ākā |
| Definitions | Active verb 1.clean or wipe hand |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Hichaa aka gị tupu ị metụ nnwa ahụ aka.
Hichaa aka gị tupu ị metụ nnwa ahụ aka.
Clean your hands before you touch that child.
O hichara aka n'akwa m.
O hichara aka n'akwa m.
He cleaned his hands on my clothes.
Nne m ga-ehicha aka tupu ọ bata n'ụlọ.
Nne m ga-ehicha aka tupu ọ bata n'ụlọ.
My mother will wipe hear hands before she enters the house.
Di gị na-ehicha aka n'ezi.
Di gị na-ehicha aka n'ezi.
Your husband is cleaning his hands outside.
Emeka chọrọ ihicha aka ya.
Emeka chọrọ ihicha aka ya.
Emeka wants to clean his hands.
Kedu oge I hichara aka?
Kedu oge I hichara aka?
When did you clean your hands?
chìchá
chìcha
| Word | chìcha |
| Definitions | Active verb ch綺選 1.erase; to wipe out; delete |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ada na-echicha efere ahụ.
Ada na-echicha efere ahụ.
Ada is wiping that plate.
Chichaa ihe ahụ i dere.
Chichaa ihe ahụ i dere.
Delete that thing you wrote.
Onyenkụzi m chichara ihe o dere
Onyenkụzi m chichara ihe o dere
My teacher erased what he wrote
Ada na-echicha efere ahụ.
Ada na-echicha efere ahụ.
Ada is wiping that plate.
Chichaa ya ọsọọsọ.
Chichaa ya ọsọọsọ.
Erase it quickly.
Ọ ga-echicha unyi ahụ ugbua.
Ọ ga-echicha unyi ahụ ugbua.
He will wipe the dirt now.
Onyenkụzi m chichara ihe o dere
Onyenkụzi m chichara ihe o dere
My teacher erased what he wrote
A chọrọ ichicha ihe m dere n'akwụkwọ m.
A chọrọ ichicha ihe m dere n'akwụkwọ m.
I want to erase what i wrote in my book.
Chichaa nke i dere tupu i dee ọzọ.
Chichaa nke i dere tupu i dee ọzọ.
Erase what you have written before writing again.
Nchicha o ji echicha ihe agwụla.
Nchicha o ji echicha ihe agwụla.
The eraser she uses is finished.
Chichaa ihe i dere ebe a.
Chichaa ihe i dere ebe a.
Erase what you wrote here.
Ihe a ga-eji chichaa ya adịghị.
Ihe a ga-eji chichaa ya adịghị.
There is nothing that we can use to erase it.
híchàpü
hichàpụ
| Word | hichàpụ |
| Definitions | Active verb 1.wipe off |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ị chọrọ ihichapụ ihe e dere na mgboojii?
Ị chọrọ ihichapụ ihe e dere na mgboojii?
Do you want to wipe off what is written on the blackboard?
O hichapụrụ mmiri metụrụ n'akwụkwọ ya.
O hichapụrụ mmiri metụrụ n'akwụkwọ ya.
He wiped off the water that touch his book.
O nweghị onye ga-ehichapụ aha gị n'akwụkwọ m.
O nweghị onye ga-ehichapụ aha gị n'akwụkwọ m.
Nobody will wipe off your name from my book.
Ọ bụ gị na-ehichapụ ihe m dere ebe a?
Ọ bụ gị na-ehichapụ ihe m dere ebe a?
Are you the one that usually wipes off what i wrote here?
híchá
hicha
| Word | hicha |
| Definitions | Active verb 1.wipe; clean; mop |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Nduka cleaned my shoe.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka wiped off what the teacher wrote.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
They are cleaning their church.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
It is not easy to clean the house.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, go ahead and wipe it off.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
I like mopping the floor.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Go and mop up the water you poured.
Ana m ehicha imi m.
Ana m ehicha imi m.
I am wiping my nose.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka hichara ihe onyenkụzi dere.
Amaka wiped off what the teacher wrote.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
Ha na-ehicha ụlọụka ha.
They are cleaning their church.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
Ihicha ụlọ na-amasị m.
I like mopping the floor.
Ana m ehicha imi m.
Ana m ehicha imi m.
I am wiping my nose.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Ndụka hichara akpụkpọ ụkwụ m.
Nduka cleaned my shoe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
Ihicha ụlọ adịghị mfe.
It is not easy to clean the house.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Gaa, hichaa mmiri ahụ ị kwafuru.
Go and mop up the water you poured.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, gaa n'ihu hichaa ya.
Azụka, go ahead and wipe it off.
Ọ ga-ehicharịrị ụlọ ahụ.
Ọ ga-ehicharịrị ụlọ ahụ.
She must mop the house.
Ọ chọghị ihicha ya.
Ọ chọghị ihicha ya.
He does not want to wipe it.
Chibụzọ na-ehicha ụlọ.
Chibụzọ na-ehicha ụlọ.
Chibụzọ is mopping the house.
chíchàpų
chīchàpụ̀
| Word | chīchàpụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.wipe off(especially by scrubbing) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Chichapụ ọbara tara n'ala.
Chichapụ ọbara tara n'ala.
Scrub off the blood that dropped on the floor.
chìchà
chìchà
| Word | chìchà |
| Definitions | Noun 1.wipe or clean, especially difficult stain that requires more pressure; erase 2.bruise (skin peel) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
M ga-echicha nke a ma see ọzọ.
M ga-echicha nke a ma see ọzọ.
I will erase this one and draw another one.