ükwálà ńtürïírí
ụkwalà ntụrịiri
Word | ụkwalà ntụrịiri |
Definitions | Noun 1.whooping-cough |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụkwala ntụrịirị na- egbu ụmụaka
Ụkwala ntụrịirị na- egbu ụmụaka
Whooping-cough kills children
ükwáráǹtųhï
ụkwarāǹtụ̀hị
Word | ụkwarāǹtụ̀hị |
Definitions | Noun 密堅r寁須傷 1.a bacterial infection that gets into the nose and throat; whooping cough |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụkwarantụ̣hị jọgburu onwe ya.
Ụkwarantụ̣hị jọgburu onwe ya.
Whooping cough is very bad.
Ụkwarantụhị bụ ọrịa na-efe efe.
Ụkwarantụhị bụ ọrịa na-efe efe.
Whooping cough is a contagious sickness.
Ndị ọrụ ahụike na-ekesa ọgwụ ụkwarantụhị.
Ndị ọrụ ahụike na-ekesa ọgwụ ụkwarantụhị.
The health workers are distributing drugs for whooping cough.
Nwa ya nwere ụkwarantụhị.
Nwa ya nwere ụkwarantụhị.
Her child has whooping cough.
Ụkwarantụhị egbuola ọtụtụ ụmụntakịrị.
Ụkwarantụhị egbuola ọtụtụ ụmụntakịrị.
Whooping cough has killed many children.
Ụkwarāǹtụ̀hị na ndị okenye anaghị adị mma.
Ụkwarāǹtụ̀hị na ndị okenye anaghị adị mma.
Whooping cough and the aged are not friendly.