wépųtà
wepụ̀tà
Word | wepụ̀tà |
Definitions | Active verb 各階怠 1.bring out; pull out |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ ga-ewepụta ya ma ọ bịa.
Ọ ga-ewepụta ya ma ọ bịa.
He will bring it out when he arrives.
Gịnị ka i ji ewepụta ihe a n'ebe a?
Gịnị ka i ji ewepụta ihe a n'ebe a?
Why are you bringing out this here?
Kedụ onye ga-ewepụta ya?
Kedụ onye ga-ewepụta ya?
Who will bring it out?
Amaghị m ihe ọ na-ewepụta n'akpa ahụ oge ọbụla.
Amaghị m ihe ọ na-ewepụta n'akpa ahụ oge ọbụla.
I don't know what he brings out from that back all the time.
O nyere iwu ka a ghara iwepụta akwa ahụ.
O nyere iwu ka a ghara iwepụta akwa ahụ.
He gave an order not to bring out that cloth.
Wepụta ya n'ọkụ.
Wepụta ya n'ọkụ.
Unplug it.
föpųtá
fọpụ̀ta
Word | fọpụ̀ta |
Definitions | Active verb 1.take out from pocket, bag, etc. |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Fọpụta ego ahụ n'akpa gị.
Fọpụta ego ahụ n'akpa gị.
Take that money out of your pocket.
Ọ chọrọ ịfọpụta ihe dị ya n'akpa.
Ọ chọrọ ịfọpụta ihe dị ya n'akpa.
He wants to take out what is he has in his pocket.
Ha na-afọpụta ihe n'akpa ha.
Ha na-afọpụta ihe n'akpa ha.
They take something out of their pocket.
Ọ ga-afọpụta ego dị ya n'akpa.
Ọ ga-afọpụta ego dị ya n'akpa.
He will take out the money in his pocket.
Gịnị ka ịfọpụtara n'akpati ahụ?
Gịnị ka ịfọpụtara n'akpati ahụ?
What did you took out from that box?
Fọpụta igweokwu ahụ n'ọkụ.
Fọpụta igweokwu ahụ n'ọkụ.
Unplug the microphone.
Onye fọpụtara ya?
Onye fọpụtara ya?
Who pulled it out?
Fọpụta ya ozugbo.
Fọpụta ya ozugbo.
Pull it out immediately.
Ọ na-afọpụta ego n'akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-afọpụta ego n'akpa ahụ mgbe m hụrụ ya.
She was taking out money from that bag when I saw her.