Nkọwa okwu logo
Beta

wémì

wemì

Wordwemì
Definitions

Active verb

1.take far away; take far inside

Related Term
Word Stem

Examples

Di m ga-ewemi ego a ewemi ma ọ bịa.

Di m ga-ewemi ego a ewemi ma ọ bịa.

My husband will take this money far inside when he arrives.

Wemie akwụkwọ a ewemi.

Wemie akwụkwọ a ewemi.

Take this book far inside.

Asadụ wemiri ude ahụ ewemi.

Asadụ wemiri ude ahụ ewemi.

Asadụ took the pomade far away.

Ha wemiri ya ewemi.

Ha wemiri ya ewemi.

They took it far inside.

Ọ na-ewemi ihe niile ewemi.

Ọ na-ewemi ihe niile ewemi.

He takes everything far inside.

Ọ ka mma iwemi ya n'ime.

Ọ ka mma iwemi ya n'ime.

It is better to take it far inside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.