Nkọwa okwu logo
Beta

wèlíté

wèlite

Wordwèlite
Definitions

Active verb

各結査

1.lift up; take up; pick up (especially to speaker)

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m ka iwelite ihe a i dosara ebe a.

A chọrọ m ka iwelite ihe a i dosara ebe a.

I want you to pick up this thing you kept here.

Amadi, welite akwụkwọ ahụ dara n'ala.

Amadi, welite akwụkwọ ahụ dara n'ala.

Amadi, pick up the book on the ground.

Unu ga-ewelite akpa unu elu.

Unu ga-ewelite akpa unu elu.

You will lift your bags up.

O welitere anya ya elu.

O welitere anya ya elu.

He lifted his eyes up.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.