Nkọwa okwu logo
Beta

ózíńnöǫ

ozinnọọ̀

Wordozinnọọ̀
Definitions

Noun

1.a welcome address often presented at an event

Related Term
Word Stem

Examples

Oge adịghị maka ịgụpụta ozi nnọọ.

Oge adịghị maka ịgụpụta ozi nnọọ.

There was no time to read the welcome address.

Ọ bụ Chike ga-edere anyị ozi nnọọ ahụ.

Ọ bụ Chike ga-edere anyị ozi nnọọ ahụ.

It is Chike that will write that welcome address for us.

kpöbátá

kpọbata

Wordkpọbata
Definitions

Active verb

1.call in; welcome; admit

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwa ahụ kpọbatara nne ya.

Nwa ahụ kpọbatara nne ya.

That child called in her mother.

Ị ga-akpọbata ya ma m pụọ.

Ị ga-akpọbata ya ma m pụọ.

You will admit her when I leave.

Anyị na-akpọbata mmadụ niile.

Anyị na-akpọbata mmadụ niile.

We admit everyone.

Ha na-akpọbata ndị ọbịa ugbua.

Ha na-akpọbata ndị ọbịa ugbua.

They are welcoming visitors now.

Kpọbata ya, anwụ na-acha ya ebe ahụ.

Kpọbata ya, anwụ na-acha ya ebe ahụ.

Call him in, the sun is scorching him there.

Ikpọbata onye ịmaghị abụghị ihe kwesịrị gị mgbe niile.

Ikpọbata onye ịmaghị abụghị ihe kwesịrị gị mgbe niile.

To admit someone you don't know is not expected of you always.

E nwere ike ịkpọbata gị ugbu a.

E nwere ike ịkpọbata gị ugbu a.

You may be called in now.

Onye kpobatara nwoke a n'ulo m?

Onye kpobatara nwoke a n'ulo m?

Who welcomed this man inside my house?

Onye ka ị na-akpọbata ihe ahụ?

Onye ka ị na-akpọbata ihe ahụ?

Who is that person you are welcoming?

Anyị ga-akpọbata onyeisi ụlọakwụkwọ anyị ebe a.

Anyị ga-akpọbata onyeisi ụlọakwụkwọ anyị ebe a.

We shall call in our school headmaster here.

ǹnöǫ

ǹnọọ̀

Wordǹnọọ̀
Definitions

Interjection

1.welcome!, particularly for a visitor

Related Term
Word Stem

Examples

Bata n'ime ụlọ! Nnọọ!

Bata n'ime ụlọ! Nnọọ!

Come into the house! Welcome!

Mmadụ bịa be gị, i sị ya nnọọ.

Mmadụ bịa be gị, i sị ya nnọọ.

When someone comes to your house, you tell him welcome.

Ọ sịghị anyị nnọọ mgbe anyị bịara.

Ọ sịghị anyị nnọọ mgbe anyị bịara.

He did not tell us 'welcome' when we came.

Nnọọ, kedụ ka ị mere?

Nnọọ, kedụ ka ị mere?

Welcome, how are you doing?

Ekele dịrị Chukwu na ị lọtara n'udo! Nnọọ.

Ekele dịrị Chukwu na ị lọtara n'udo! Nnọọ.

Thank God you returned peacefully, welcome.

Nnọọ, oche dịkwa.

Nnọọ, oche dịkwa.

Welcome, there is seat.

Ọ chọọ ịsị anyị nnọọ, nke ahụ gbasara ya.

Ọ chọọ ịsị anyị nnọọ, nke ahụ gbasara ya.

If he wants to welcome us that is his business.

Onye ka ị sịrị nnọọ?

Onye ka ị sịrị nnọọ?

Who did you say welcome to?

nábàtà

nabàtà

Wordnabàtà
Definitions

Active verb

1.accept; agree

2.welcome; accommodate

3.admit; induct

Related Terms
Word Stems

Examples

A nabatara m na mahadum a n'afọ 2012.

A nabatara m na mahadum a n'afọ 2012.

I was admitted into this university in 2012.

Anyị na-anabata ndị ọgọ anyị si Abakeleke!

Anyị na-anabata ndị ọgọ anyị si Abakeleke!

We welcome our in-laws from Abakaliki!

Ọ nabatara ihe anyị gwara ya mere.

Ọ nabatara ihe anyị gwara ya mere.

She accepted what we told her happened.

zùtè

zùtè

Wordzùtè
Definitions

Active verb

酵怠

1.meet someone or something; welcome

Variationszùtà
Related Terms
Word Stems

Examples

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Nneoma and I went to meet them at the airport.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Rivers Niger and Benue met at Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Rivers Niger and Benue met at Lokoja.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Nneoma and I went to meet them at the airport.

Gaa zute ndị ọbịa anyị.

Gaa zute ndị ọbịa anyị.

Go and welcome our visitors.

Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.

Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.

I will like to meet your wife.

Ọ gara izute nne ya .

Ọ gara izute nne ya .

She went to welcome her mother.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.