Nkọwa okwu logo
Beta

wègà

wègà

Wordwègà
Definitions

Active verb

1.give to someone

2.to take something from one point to another point

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nneka ga-etipụ akwa ma agwa ya.

Nneka ga-etipụ akwa ma agwa ya.

Nneka will burst into tears if she is told

Itipu akwa amaarala ya ahụ

Itipu akwa amaarala ya ahụ

She is used to bursting into tears

Ha tipụrụ akwa oge ha natara ozi a

Ha tipụrụ akwa oge ha natara ozi a

They burst out and cried when they got the news

Ụmụaka ahụ tipụrụ akwa mgbe ha hụrụ nne ha

Ụmụaka ahụ tipụrụ akwa mgbe ha hụrụ nne ha

Those children burst out crying when they saw their mother

O nweghi onye ma mgbe o tipụrụ akwa.

O nweghi onye ma mgbe o tipụrụ akwa.

No one knows when she burst into weeping.

Ọ ga-ewega ya ihe ahụ

Ọ ga-ewega ya ihe ahụ

He will take that thing to him

Wegaa ya ebe ahụ etu ahụ!

Wegaa ya ebe ahụ etu ahụ!

Take it to that place like that!

Achọrọ m iwega ya ebe o bi.

Achọrọ m iwega ya ebe o bi.

I want to take it to where he lives.

Amaghị mgbe o jiri wegara ya nri.

Amaghị mgbe o jiri wegara ya nri.

I didn't know when he took food to him

Nye m ego m ga-eji wega ya.

Nye m ego m ga-eji wega ya.

Give me the money that I will use to send it.

Ọ nọghị mgbe ha wegara akwa ahụ n'ụlọ ya.

Ọ nọghị mgbe ha wegara akwa ahụ n'ụlọ ya.

He was not around when they took the cloth to his house.

Ha na-ewega ya ahị̣a kwa ụbọchị

Ha na-ewega ya ahị̣a kwa ụbọchị

They take it to the market everyday.

Mgbe ọ na-ewega ya, nne m jụrụ ya ka ọ mara ebe ọ na-aga.

Mgbe ọ na-ewega ya, nne m jụrụ ya ka ọ mara ebe ọ na-aga.

When she was taking it there, my mother asked her if she knew where she was going.

A ga m ezi ya ka o wegara gị ya.

A ga m ezi ya ka o wegara gị ya.

I will send him to bring it to you.

O wegara ego ya tupu m rute.

O wegara ego ya tupu m rute.

He took that money to him before I arrive.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.