Nkọwa okwu logo
Beta

wépų

wepụ̀

Wordwepụ̀
Definitions

Active verb

各階

1.remove; subtract; deduct

Related Terms
Word Stems

Examples

Si n'iri wepụ ise, gwa m ole fọrọ.

Si n'iri wepụ ise, gwa m ole fọrọ.

Minus five from ten, tell me the remainder.

Ha wepụrụ aha mmadụ niile.

Ha wepụrụ aha mmadụ niile.

They removed everybody's name.

A ga-ewepụ ndị ndu anyị n'afọ na-abịa abịa.

A ga-ewepụ ndị ndu anyị n'afọ na-abịa abịa.

Our leaders will be removed next year.

Kedụ ihe mere iji wepụ akwa ahụ ebe m dotere ya?.

Kedụ ihe mere iji wepụ akwa ahụ ebe m dotere ya?.

Why did you remove that cloth where I kept it?

Wepụ akwụkwọ a ebe a.

Wepụ akwụkwọ a ebe a.

Remove this book here.

A chọrọ m ịwepụ aka n'ihe gbasara nwata ahụ.

A chọrọ m ịwepụ aka n'ihe gbasara nwata ahụ.

I want to stay out of the child's affairs.

Onye ga-ewepụ ya?

Onye ga-ewepụ ya?

Who will remove it?

Onye na-ewepu ihe a?

Onye na-ewepu ihe a?

Who removes this thing?

wézųgà

wezụ̀gà

Wordwezụ̀gà
Definitions

Active verb

1.exempt; exclude; exclude

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aga m ewezụga onwe m n'etiti unu.

Aga m ewezụga onwe m n'etiti unu.

I will exempt myself from your midst.

Ha wezụgara ndị nọ n'oria na atụmaatụ a.

Ha wezụgara ndị nọ n'oria na atụmaatụ a.

They exempted the sick from this plan.

Chukwu ga-eweguza anyị n' aka ndị iro anyị.

Chukwu ga-eweguza anyị n' aka ndị iro anyị.

God will exempt us from the hand of our enemies.

Si ebe a wezụga onwe gị.

Si ebe a wezụga onwe gị.

Remove yourself from this place.

Onye puru iwezuga anyị na ọgụgụ a gunyere anyị dịka onye ezi omume?

Onye puru iwezuga anyị na ọgụgụ a gunyere anyị dịka onye ezi omume?

Who can exclude us from being counted among the righteous?

Ọ na-ewezuga onwe ya oge niile.

Ọ na-ewezuga onwe ya oge niile.

He excludes himself all the time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.