Nkọwa okwu logo
Beta

wèfö

wèfọ

Wordwèfọ
Definitions

Active verb

1.take and leave some

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ego e wefọọrọ ya efuola.

Ego e wefọọrọ ya efuola.

The money that was left for him is lost.

wefọ oberè na-ite ahụ

wefọ oberè na-ite ahụ

Leave small food in that pot after taking.

Akwa e ewefọorọ ya adịghị mma

Akwa e ewefọorọ ya adịghị mma

The cloth that was left for him is not good.

Ọ chọghị iwefọ ihe ọbụla.

Ọ chọghị iwefọ ihe ọbụla.

He does not want to leave anything after taking.

Ị ga-ewefọrọ ya nri?

Ị ga-ewefọrọ ya nri?

Would you remain some yam for him.

O nwere nri i wefọrọ?

O nwere nri i wefọrọ?

Is there any food you remained after taking?

Nne m ga-ewefọ obere nri.

Nne m ga-ewefọ obere nri.

My mother will take and remain small food in the pot.

Wefọ obere ji n'ite.

Wefọ obere ji n'ite.

Leave some yam in the pot after taking.

Emeka ga-ewefọrọ m obere ego.

Emeka ga-ewefọrọ m obere ego.

Emeka will leave some money for me.

O nwee nke I wefọrọ, m buru.

O nwee nke I wefọrọ, m buru.

If there is some remaining after you have taken I will carry.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.