ǫkpüónúgbù
ọ̀kpụōnūgbù
Word | ọ̀kpụōnūgbù |
Definitions | Noun 1.bitterleaf weevil |
Variations | ọ̀kpụ ōnūgbù |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ọ̀kpụōnūgbù juru n'ukwu onugbu niile dị n'ụlọ anyị.
Ọ̀kpụōnūgbù juru n'ukwu onugbu niile dị n'ụlọ anyị.
Bitterleaf weevil are on all the bitterleaf trees in our house.
ųtü
ụ̀tụ
Word | ụ̀tụ |
Definitions | Noun 即 1.payment made as as tax, tribute, or donation 2.weevil |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.
Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.
The bag of rice we bought was weevil infested.
Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.
Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.
My grandfather was among those who collected donations that was used to build Sam Mbakwe airport in Owerri.