Nkọwa okwu logo
Beta

gbà ákwükwö

gbà akwụkwọ

Wordgbà akwụkwọ
Definitions

Active verb

互間

1.wed (in church or under ordinance)

Related Terms
Word Stems

Examples

Gbaa akwụkwọ n'afọ a.

Gbaa akwụkwọ n'afọ a.

Wed this year.

Ha na-akwado ịgba akwụkwọ n’ọnwa na-abịa.

Ha na-akwado ịgba akwụkwọ n’ọnwa na-abịa.

Roseline is preparing to wed next month.

Nne na nna m gbara akwụkwọ ebe a.

Nne na nna m gbara akwụkwọ ebe a.

My parents wedded here.

Ụkọchukwu anyị gbara akwụkwọ.

Ụkọchukwu anyị gbara akwụkwọ.

Our priest wedded.

Ha achọghị ịgba akwụkwọ.

Ha achọghị ịgba akwụkwọ.

They do not want to wed.

Onye na-agba akwụkwọ?

Onye na-agba akwụkwọ?

Who is wedding?

Ọkwa a bụ maka ndị ga-agba akwụkwọ.

Ọkwa a bụ maka ndị ga-agba akwụkwọ.

This announcement is for people that will wed.

dú ülǫ

du ụlọ̀

Worddu ụlọ̀
Definitions

Active verb

1.support newly weds, especially the woman, with home appliances

Related Terms
Word Stems

Examples

Duo Ada gị ụlọ ọfụma.

Duo Ada gị ụlọ ọfụma.

Support your first daughter very well.

A ga-edu ya ụlọ ọfụma.

A ga-edu ya ụlọ ọfụma.

She will be supported well.

Nnenanna ha duru ha ụlọ.

Nnenanna ha duru ha ụlọ.

Their parents supported them.

Ha na-edu ụmụ ha ụlọ ọfụma.

Ha na-edu ụmụ ha ụlọ ọfụma.

They settle their children very well.

A na-edu ya ụlọ.

A na-edu ya ụlọ.

She's being supported.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.