Nkọwa okwu logo
Beta

ímé ḿkpúkè

ime m̄kpūkè

Wordime m̄kpūkè
Definitions

Noun

妊㣐

1.out-of-wedlock pregnancy

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwata nwaanyị a tụtara ime mkpuke.

Nwata nwaanyị a tụtara ime mkpuke.

This young girl is pregnant out of wedlock. .

Di ya nabatara ya na ime mkpuke ya.

Di ya nabatara ya na ime mkpuke ya.

Her husband accepted her with her out-of-wedlock pregnancy.

Nne na nna ya jụrụ ya maka na ọ tụrụ ime mkpuke.

Nne na nna ya jụrụ ya maka na ọ tụrụ ime mkpuke.

Her parents rejected her because she got pregnant out of wedlock.

Ime mkpuke abụghị maka Ada.

Ime mkpuke abụghị maka Ada.

Out-of-wedlock pregnancy is not for Ada.

Ọ tụrụ ime mkpuke tupu ọ lụọ di.

Ọ tụrụ ime mkpuke tupu ọ lụọ di.

She got pregnant out of wedlock before getting married.

Nne ya mụrụ ha n' ime mkpuke.

Nne ya mụrụ ha n' ime mkpuke.

Their mother gaave birth to them through unwanted pregnanccy.

Ịtụ ime mkpuke bụ ihe ihere.

Ịtụ ime mkpuke bụ ihe ihere.

To be pregnant out of wedlock is a shameful thing.

Ụmụ nwaanyị ezinụụlọ ahụ na-atụkarị ime mkpuke.

Ụmụ nwaanyị ezinụụlọ ahụ na-atụkarị ime mkpuke.

The women in that family usually get pregnant out of wedlock.

íméḿkpúkè

imem̄kpūkè

Wordimem̄kpūkè
Definitions

Noun

1.unwanted pregnancy; pregnancy out of wedlock; unwed pregnancy

Variationsime m̄kpūkè
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ gaghịzị ụlọakwụkwọ maka imemkpuke o butere.

Ọ gaghịzị ụlọakwụkwọ maka imemkpuke o butere.

She didn't go to school again because of the unwanted pregnancy.

Ugbua, imemkpuke ebelatala n'obodo ahụ.

Ugbua, imemkpuke ebelatala n'obodo ahụ.

Now, unwed pregnancy has reduced in that town.

Chineke ekwekwala ka m tụta imemkpuke.

Chineke ekwekwala ka m tụta imemkpuke.

God forbid that I should have unwanted pregnancy.

Ndị dị imemkpuke ugbua karịrị.

Ndị dị imemkpuke ugbua karịrị.

There are many persons with unwanted pregnancy.

Ọ tụtara ime mkpuke mgbe ọ dị afọ iri na atọ.

Ọ tụtara ime mkpuke mgbe ọ dị afọ iri na atọ.

She got unwanted pregnancy when she was 13 years.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.