Nkọwa okwu logo
Beta

kpà ákpà

kpà akpà

Wordkpà akpà
Definitions

Active verb

岸寀岸

1.weave

2.be tight, choked, crowded; restrictive

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ụzọ ahụ kpara ákpà.

Ụzọ ahụ kpara ákpà.

That road is tight.

Ụzọ ahụ kpara ákpà.

Ụzọ ahụ kpara ákpà.

That road is tight.

kpá ǹkàtà

kpa ǹkàtà

Wordkpa ǹkàtà
Definitions

Active verb

岸瞬

1.make or weave a basket

Related Term
Word Stem

Examples

Ha abụọ ga-akpa nkata etu anyị ga-esi sie nri mmemme ahụ.

Ha abụọ ga-akpa nkata etu anyị ga-esi sie nri mmemme ahụ.

Both of them will make a plan on how we will cook the occassion food.

Ọ kpara nkata ma ọ maghị ebe o dobere ya.

Ọ kpara nkata ma ọ maghị ebe o dobere ya.

She weaved a basket but doesn't know where she kept it.

Ọ na-akpa nkata mgbe anyị jeruru.

Ọ na-akpa nkata mgbe anyị jeruru.

He was weaving basket when we reached.

Ịkpa nkata ma enweghi onye ga-eleba ya anya enweghi isi.

Ịkpa nkata ma enweghi onye ga-eleba ya anya enweghi isi.

To make a plan where there is nobody to look into it doesn't make sense.

Ọ gwara ya kpaa nkata ahụ mgbe ọ na-apụ.

Ọ gwara ya kpaa nkata ahụ mgbe ọ na-apụ.

She told her to weave the basket when she was leaving.

kwé ákwà

kwe akwà

Wordkwe akwà
Definitions

Active verb

1.weave cloth

Related Terms
Word Stems

Examples

A na-ekwe akwa ndị a n'Akweete.

A na-ekwe akwa ndị a n'Akweete.

These fabrics are woven in Akwete.

kpà ísí

kpà isi

Wordkpà isi
Definitions

Active verb

1.weave hair; plait hair

Related Terms
Word Stems

Examples

Nneka ga-akpa isi echi.

Nneka ga-akpa isi echi.

Nneka will plait her hair tomorrow.

Biko, kpaa m isi!

Biko, kpaa m isi!

Please, make my hair!

Ada na-akpa isi.

Ada na-akpa isi.

Ada plaits hair.

Chiọma kpara isi ọhụrụ.

Chiọma kpara isi ọhụrụ.

Chioma made a new hair.

kpà

kpà

Wordkpà
Definitions

Active verb

1.form an object by passing threads or strings through each other; weave; knit

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna nna m na-akpa nkata.

Nna nna m na-akpa nkata.

My father's father weaves baskets.

Ọ ga-akpa isi ya.

Ọ ga-akpa isi ya.

She will weave her hair.

Ọ chọrọ ịkpa uwooyi.

Ọ chọrọ ịkpa uwooyi.

She wants to knit a sweater.

Onye kpara ute a?

Onye kpara ute a?

Who wove this mat?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.