wètá égó
wèta egō
| Word | wèta egō |
| Definitions | Active verb 1.bring money; withdraw money |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ndị nna na-eweta ego nri na be ha.
Ndị nna na-eweta ego nri na be ha.
The fathers bring money for food in their houses.
Onye nkuzi anyị wetara ego ahụ.
Onye nkuzi anyị wetara ego ahụ.
Our teacher brought that money.
Nkechi ga-eweta ego ọzọ.
Nkechi ga-eweta ego ọzọ.
Nkechi will bring another money.
Weta ego nke i ji.
Weta ego nke i ji.
Bring the money which you have.
I weta ego n'ụlọakụ na-egbu oge ugbua.
I weta ego n'ụlọakụ na-egbu oge ugbua.
To withdraw money from the bank now takes time.
Weta ego ebe a ka anyị gaa ahịa.
Weta ego ebe a ka anyị gaa ahịa.
Withdraw money here let us go the market.
Kedụ onye ọzọ ga-eweta ego?
Kedụ onye ọzọ ga-eweta ego?
Who else will bring money?
O jere iweta ego.
O jere iweta ego.
He has gone to bring money.