wèré
wère
| Word | wère |
| Definitions | Active verb 各r寈 1.take, for oneself |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Chiọma achọghị iwere akwa ya.
Chiọma achọghị iwere akwa ya.
Chioma does not want to take her cloth.
Chukwudị, were nke gị.
Chukwudị, were nke gị.
Chukwudi, take yours.
Bịa, were nke masịrị gị.
Bịa, were nke masịrị gị.
Come and take the one you like.
Ị chọrọ iwere ya?
Ị chọrọ iwere ya?
Do you want to take it?
wèlí
wèli
| Word | wèli |
| Definitions | Active verb 各結 1.take up; raise |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Welie aka gị elu ka m hụ gị.
Welie aka gị elu ka m hụ gị.
Raise your hand up let me see you.
M ga-eweli iko ndị ahụ n'otu n'otu.
M ga-eweli iko ndị ahụ n'otu n'otu.
I will raise those cups one by one.
Anyị na-eweli otu aka ma ọ bụrụ na anyị nwere ajụjụ.
Anyị na-eweli otu aka ma ọ bụrụ na anyị nwere ajụjụ.
We raise our one hand if we have questions.
Ọ chọrọ iweli ya ebe ọ dị.
Ọ chọrọ iweli ya ebe ọ dị.
He wants to take it up from where it is.
Ọ ga-eweli ya ka anyị hụ.
Ọ ga-eweli ya ka anyị hụ.
He will raise it up for us to see.
Emeka weliri azịza elu.
Emeka weliri azịza elu.
Emeka raised the broom up.
Welie isi gị elu.
Welie isi gị elu.
Lift your head up.