Beta

ḿmírí

mmirī

Wordmmirī
Definitions

Noun

1.water

2.river

3.rain

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmiri enweghi iro.

Water has no enemy.

Ọ bụ mmiri na enyere ncha aka ka o nwee gbaa ụfụfụ

Water assists in bring out lather from soap

Mmiri na-agụ m.

I am thirsty of water.

Mmiri na-ezo.

Rain is falling.

Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.

Nigeria built another bridge on river Niger.

Mmiri anyị agwụla.

Our water is finished.

Mmiri anaghị enwe iro.

Water has no enemy.

Mmiri na-agụ m.

I am thirsty of water.

Mmiri anyị agwụla.

Our water is finished.

Mmiri ahụ enweghị ụzọ o si apụ.

The water has no outlet.

Naịjiria rụrụ akwammiri ọzọ na mmiri Naịja.

Nigeria built another bridge on river Niger.

Mmiri na-ezo.

Rain is falling.

Mmiri anaghị enwe iro.

Water has no enemy.

ìdéḿmírí

ìdemmīrī

Wordìdemmīrī
Definitions

Noun

尉水

1.a water deity with a cult, usually with one shrine on the land and another in the water

2.name of a stream

Related Terms
Word Stems

Examples

Idemmiri bụ nnukwu arụsị.

Idemmiri is a mighty deity.

chédó ḿmírí

ch̄edō mmirī

Wordch̄edō mmirī
Definitions

Active verb

害災水

1.hold water

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ndi Igbo ma na nkata anaghi chedo mmiri

Igbo people knows that a basket doesn't hold water

kwösá ḿmírí

kwọsa mmirī

Wordkwọsa mmirī
Definitions

Active verb

1.pour water on something by scooping it with the cupped hands

2.(slang) take a shower

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ kwọsara mmiri n'akwụkwọ m.

He poured water on my book.

Nna m na-akwọsa mmiri n'ihe ọ kọrọ n'ugbo.

My father is sprinkling water on what he planted on the farm.

Kwọsa mmiri n'elu ya.

Pour water on top of it.

Ị ga-akwọsa mmiri n'ahụ aja a?

Will you pour water on this wall.

Achọrọ m ịkwọsa mmiri n'ahụ tupu m gawa.

I want to pour water on my body before going.

ñü ḿmírí

ṅụ mmirī

Wordṅụ mmirī
Definitions

Active verb

軽水

1.drink water

Related Terms
Word Stems

Examples

Ṅụọ mmiri ahụ ka anyị pụọ.

Drink that water let's go.

Chinedu ṅụrụ mmiri ozigbo ọ batara ebe a.

Chinedu drank water immediately he came in here.

Nna m na-aṅụ otu iko mmiri oge ọbụla o teta ụra.

My father drinks a cup of water whenever he wakes up from sleep.

Ị ga-aṅụ mmiri ma ị laruo n'ụlọ.

You will drink water when you get home.

Ị chọrọ ịṅụ mmiri?

Do you want to drink water?

Gaa, ṅụọ mmiri.

Go and drink water.

Emeka na-aṅụ mmiri.

Emeka is drinking water

Ị ṅụọ mmiri a, ị kwụọ ụgwọ ya.

If you drink this water, you pay for it.

Onye ṅụrụ mmiri m?

Who drank my water?

Achọghị onye ọbụla ịṅụ mmiri a.

I do not want anybody to drink this water.

Ọ ṅụrụ mmiri nnwa.

She drank baby's water

wükwàsï

wụkwàsị

Wordwụkwàsị
Definitions

Active verb

1.pour [water, oil etc] upon something

2.jump on

Related Terms
Word Stems

Examples

Adanna wụkwàsịrị mmiri n'akwa ya.

Adanna poured water on her cloth.

Ụkọchukwu wụkwasịrị ya mmiri n'isi ụbọchị e mere ya mmiri chukwu.

The priest pour water on his head the day he was baptized.

Nwa ewu ahụ wụkwasịrị n'azụ nne ya.

The kid goat jumped on the mother's back.

Dibịa wụkwasịrị ya ọbara n'oge achụmaja.

The native doctor spilled blood on him during the sacrifice.

kö ḿmírí

kọ mmīrī

Wordkọ mmīrī
Definitions

Active verb

歯水

1.dry of water or liquid

Related Terms
Word Stems

Examples

Akpụụkwụ m sara kọrọ mmiri tupu m yiri ya.

The shoe I washed dried before I wore it.

Ọ ga-akọ mmiri tupu i weba ya.

It will get dry before you take it inside.

Ọ kọrọ mmiri ọsọ ọsọ.

It dried quickly.

Achọrọ m ka ọ kọọ mmiri.

I want it to dry.

Ọ dị n'oche na-akọ mmiri.

It is on the chair, drying.

Ọ dị mma ịkọ mmiri.

It will be nice dry.

ḿmíríńnú

mmirinnū

Wordmmirinnū
Definitions

Noun

1.brine; water containing salt

Variationsmmiri nnu
Related Term
Word Stem

Examples

Osimiri a bụ mmirinnū

This ocean is brine

òsìmìrìńnú

òsìmìrìnnū

Wordòsìmìrìnnū
Definitions

Noun

激須水肯

1.salt sea water

Variationsòsìmìrì nnū
Related Term
Word Stem

Examples

Okporoko na-adị n'òsìmìrì nnū.

Cod is found in salt waters.

Ụgbọ ha kpuru n'òsìmìrì nnū

Their ship capsized in the salr waters.

Anyị gara òsìmìrìnnū.

We visited a salt river.

Osìmìrì nnū na-emebi moto.

Salt water destroys cars.

fé ḿmírí

fe mmīrī

Wordfe mmīrī
Definitions

Active verb

1.sprinkle water

2.drive away rain

Related Terms
Word Stems

Examples

Nne m na-efe mmiri n'ebe ọ kọrọ ihe.

My mother is sprinkling water where she planted something.

Achọrọ m ife mmiri n'ihe a kọrọ n'ugbo.

I want to sprinkle water on the plants on the farm.

Onye ga-efe mmiri n'ebe a?

Who is going to sprinkle water here?

O feghị ya mmiri taa.

He did not sprinkle water on it today.

O fere mmiri n'akwa ya tupu o dewe ya.

He sprinkled water on his clothes before ironing them.

Fee mmiri n'ala tupu i zaba mbala.

Sprinkle water on the ground before sweeping the compound.