chébìrì
chebìrì
Word | chebìrì |
Definitions | Active verb 1.lie in wait in order to meet someone, especially to attack; ambush |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
E chebiiri ndị ohi ahụ n'ụzọ Ogbete.
E chebiiri ndị ohi ahụ n'ụzọ Ogbete.
The thieves were ambushed at Ogbete road.
chètü
chètụ
Word | chètụ |
Definitions | Active verb 1.wait a little |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chetụ ya, ọ ga-apụta.
Chetụ ya, ọ ga-apụta.
Wait for her a little, she will come out.
Ha ga-echetụ.
Ha ga-echetụ.
They will wait a little.
Obinna na-echetụ enyi ya tupu ha apụwa akwụkwọ.
Obinna na-echetụ enyi ya tupu ha apụwa akwụkwọ.
Obinna waits for his fried before they leave for school.,
O chetụrụ obere oge tupu ọ lawa.
O chetụrụ obere oge tupu ọ lawa.
He waited a little while before he left.
I nwere ike ichetụ m obere.
I nwere ike ichetụ m obere.
Can you wait for me a little.
I ga-echetụ, nri na-abịa?
I ga-echetụ, nri na-abịa?
Will you wait a little, food is coming?
Ị ga-ahụ ya ma i chetụ obere oge.
Ị ga-ahụ ya ma i chetụ obere oge.
You will see him if you wait a little.
chétè áká
chetè akā
Word | chetè akā |
Definitions | Active verb 1.wait for a long time |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
I chetee aka ọ ga-emere gị ebere.
I chetee aka ọ ga-emere gị ebere.
If you wait for a long time, he will have mercy on you.
Nkechi chetere aka ebe a.
Nkechi chetere aka ebe a.
Nkechi waited for a long time here.
Ọ ga-echeta aka ebe ahụ.
Ọ ga-echeta aka ebe ahụ.
She will wait for a long time there.
Onye chetere aka?
Onye chetere aka?
Who waited for a long time?
Ọ na-echete aka tupu o nweta ụgbọ ụtụtụ ọbụla.
Ọ na-echete aka tupu o nweta ụgbọ ụtụtụ ọbụla.
He waits for a long time before getting vehicle every morning.
Ichete aka amarala m ahụ.
Ichete aka amarala m ahụ.
I am used to waiting for a long time.
Ha ga-echete aka.
Ha ga-echete aka.
They will wait for a long time.
chékátá
chekata
Word | chekata |
Definitions | Active verb 1.wait for a long time |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ ga-echekata gị ruo echi.
Ọ ga-echekata gị ruo echi.
He will wait for you till tomorrow.
I chekata laa, nke i chere eche a laa n'iyi.
I chekata laa, nke i chere eche a laa n'iyi.
If you wait a long time and leave all the time you waited becomes wasted. (Literary)
O chekatara, pụọ.
O chekatara, pụọ.
He waited a long time and left.
Ha na-echekata ndị ahịa ha ruo ehihie.
Ha na-echekata ndị ahịa ha ruo ehihie.
They wait for their customers until noon.
Mgbe ọ bụ onye nkụzi, ọ na-echekata ụmụakwụkwọ.
Mgbe ọ bụ onye nkụzi, ọ na-echekata ụmụakwụkwọ.
When was a teacher, he would continue waiting for the students.
Ichekata, i zuo ike.
Ichekata, i zuo ike.
If you wait, you rest.
Ọ ga-echekata unu, chi ejie.
Ọ ga-echekata unu, chi ejie.
She will continue waiting for you until night fall.
Ọ chọrọ ịchekata ya ruo abalị.
Ọ chọrọ ịchekata ya ruo abalị.
He wants to wait for him till night.
O chekatara ha ụra buru ya.
O chekatara ha ụra buru ya.
He continued waiting until he fell asleep.
Ọ kwa m gwara gị agwa, ị ga-echekata ha.
Ọ kwa m gwara gị agwa, ị ga-echekata ha.
I told you, you will wait a long time for them.
Anyị chekatara, ike agwụ anyị.
Anyị chekatara, ike agwụ anyị.
We waited for long and got tired.
Ha ga-echekata, ike agwụ ha.
Ha ga-echekata, ike agwụ ha.
They will wait until they get tired.
Anyị chekatara ha, ụra buru anyị.
Anyị chekatara ha, ụra buru anyị.
We waited for a long time and slept off.
Ichekata ya ma ịhụghị ya, kpọọ ya n'ekwentị.
Ichekata ya ma ịhụghị ya, kpọọ ya n'ekwentị.
If you wait for long and did not see her, call her on phone.
O chekatara ha, lawa.
O chekatara ha, lawa.
She waited for a long time and left.
Ọ ga-echekata ha ruo ehihie.
Ọ ga-echekata ha ruo ehihie.
She will wait for them till afternoon.
chédébé
chedebe
Word | chedebe |
Definitions | Active verb 1.stop or seize waiting; 2.stop thinking about something |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Chedebe ha.
Chedebe ha.
Stop waiting for them.
Ọkwọ ụgbọala a na-echedebe ndị mmadụ ma ọ kụọ elekere nke abụọ n'ehihie.
Ọkwọ ụgbọala a na-echedebe ndị mmadụ ma ọ kụọ elekere nke abụọ n'ehihie.
This driver stops waiting for people at 2pm.
Ị ga-echedebe ha echi.
Ị ga-echedebe ha echi.
Tomorrow, you stop waiting for them.
Chedebe ụdị echiche a.
Chedebe ụdị echiche a.
Stop having this kind of thoughts.
M ga-echedebe ya.
M ga-echedebe ya.
I will stop waiting for him.
Emeka chedebere gị oge ọ kụrụ elekere nke iri n'ụtụtụ a.
Emeka chedebere gị oge ọ kụrụ elekere nke iri n'ụtụtụ a.
Emeka stopped waiting for you when at 10am.
Ha nwere ike ichedebe ya.
Ha nwere ike ichedebe ya.
They might stop waiting for him.
Ọ dịla anya o chedebere ha.
Ọ dịla anya o chedebere ha.
It has been long he stopped waiting for them.
dè (édè)
dè (edè)
Word | dè (edè) |
Definitions | Active verb 1.exercise patience towards someone's offensiveness and waiting for the right time to act 2.target; observe someone or something in order to make an attack or approach |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nkịta ahụ na-ede nwamba ahụ ede.
Nkịta ahụ na-ede nwamba ahụ ede.
That dog is targeting that cat.
O kweghị ide ya ede.
O kweghị ide ya ede.
He did not agree to target it.
Obi na-ede nwa ahụ oge ọbụla.
Obi na-ede nwa ahụ oge ọbụla.
Obi targets that boy all the time.
ché
che
Word | che |
Definitions | Active verb 等 1.stay in expectation of someone or something; wait 2.wait around something or someone in order to protect; guard |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A chọrọ m ịche ka ọ bịaruo.
A chọrọ m ịche ka ọ bịaruo.
I want to wait for him to arrive.
Aga m eche ka ị bịa.
Aga m eche ka ị bịa.
I will wait for you to come.
Kedụ ndị na-eche ebe ahụ?
Kedụ ndị na-eche ebe ahụ?
Which people guard that place?
Ha na-eche m.
Ha na-eche m.
They are waiting for me.
Chee ya nkeji iri na ise.
Chee ya nkeji iri na ise.
Wait on him for fifteen minutes.
A chọrọ m i chere ya.
A chọrọ m i chere ya.
I want to wait for him.
Chere m ebe ahụ.
Chere m ebe ahụ.
Wait for me there.
Ọ na-eche ka e nye ya ego.
Ọ na-eche ka e nye ya ego.
He is waiting to collect his money.
Ebe a adịghị mma iche mmadụ.
Ebe a adịghị mma iche mmadụ.
It is not safe to wait here.