Nkọwa okwu logo
Beta

wá öhïá

wa ọhịā

Wordwa ọhịā
Definitions

Active verb

胃林

1.wade through the bush; walk through the bush; pass through a bush, especially one without a path

Related Terms
Word Stems

Examples

Agwọ tara ya mgbe ha na-awa ọhịa.

Agwọ tara ya mgbe ha na-awa ọhịa.

She was bitten by the snake when they were wading through the bush.

Ị ga-awa ọhịa tupu irute n'ụlọ ya.

Ị ga-awa ọhịa tupu irute n'ụlọ ya.

You will wade through the bush before getting to her house.

Ahụrụ m Okoro ebe ọ na-awa ọhịa.

Ahụrụ m Okoro ebe ọ na-awa ọhịa.

I saw Okoro wading through the bush.

Anyị wara ọhịa ebe anyị gara.

Anyị wara ọhịa ebe anyị gara.

We waded through the bush where we went.

Ha ga-awa ọhịa iji rute ebe a?

Ha ga-awa ọhịa iji rute ebe a?

They will wade through the bush to get here.

Anyị na-awa ọhịa ugbua.

Anyị na-awa ọhịa ugbua.

We are walking through the bush now.

Ha wara ọhịa iji kpata ejula.

Ha wara ọhịa iji kpata ejula.

They waded the bush to pick snail.

Anyị na-awa ọhịa mgbe anyị na-achụ nta.

Anyị na-awa ọhịa mgbe anyị na-achụ nta.

We were wading the bush when we were hunting.

Ha achọrọ ịwa ọhịa?

Ha achọrọ ịwa ọhịa?

Do they want to wade through the bush?

Ịwa ọhịa adịghị mma.

Ịwa ọhịa adịghị mma.

Wading through the bush is not good.

Ịwa ọhịa n'udummiri adịghị mma.

Ịwa ọhịa n'udummiri adịghị mma.

Wading the bush in rainy season is not good.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.