Nkọwa okwu logo
Beta

bídó

bido

Wordbido
Definitions

Active verb

1.begin; commence; start

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ama m mgbe ha bidoro ịzụ ahịa.

Ama m mgbe ha bidoro ịzụ ahịa.

I know when the started business.

Biko, bidoo! Anyị na-eche gị.

Biko, bidoo! Anyị na-eche gị.

Please, start! We are waiting for you.

Ha bidoro ozugbo anyị bịara.

Ha bidoro ozugbo anyị bịara.

They started immediately we came.

Emeka sị na ha na-ebido ugbu a.

Emeka sị na ha na-ebido ugbu a.

Emeka said that they are starting now.

Ha na-ebido n'elekere ise.

Ha na-ebido n'elekere ise.

They are starting at 5 O'clock.

Ibido ahịa adịghị mfe.

Ibido ahịa adịghị mfe.

Starting a business is not simple.

Anyị kwesịrị ibido ule anyị taa.

Anyị kwesịrị ibido ule anyị taa.

We are supposed to start our examination today.

Ọrịa ahụ bidoro site n'ịcha ya ahụ ọkụ.

Ọrịa ahụ bidoro site n'ịcha ya ahụ ọkụ.

The illness started with a fever.

Ibido n'isi ga-ewe oge.

Ibido n'isi ga-ewe oge.

Starting afresh will take time.

Bido n'isi.

Bido n'isi.

Start afresh.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.