bútù
butù
Word | butù |
Definitions | Active verb 1.lift down; bring down |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụ m buturu akpa ahụ n'ala.
Ọ bụ m buturu akpa ahụ n'ala.
I am the one that brought the bag down.
Nwanne m ga-ebutu gị mmiri ahụ i bu n'isi gị.
Nwanne m ga-ebutu gị mmiri ahụ i bu n'isi gị.
My brother will bring down the water you are carrying on your head.
̣ Butuo akpa gị n'ala
̣ Butuo akpa gị n'ala
Bring your bag down
Kedụ mgbe ị ga-ebutu ibu ndị ahụ?
Kedụ mgbe ị ga-ebutu ibu ndị ahụ?
When are you bringing down those loads?
Ibutu akpa ndị ahụ agaghị adị mfe.
Ibutu akpa ndị ahụ agaghị adị mfe.
Bringing down those bags will not be easy.
Ọ dịghị mfe ibutu ya.
Ọ dịghị mfe ibutu ya.
It is not easy to bring it down.
Gasi ike butuo ya.
Gasi ike butuo ya.
Be fast and bring it down.
Ị chọrọ ibutu ya?
Ị chọrọ ibutu ya?
Do you want to bring it down?
Ha ga-ebutu ihe niile dị n'elu ụgbọala ahụ.
Ha ga-ebutu ihe niile dị n'elu ụgbọala ahụ.
They will bring down everything that is on top of that vehicle.
Butuo akpa a.
Butuo akpa a.
Bring this bag down.
Ọ na-ebuturu m ibu.
Ọ na-ebuturu m ibu.
He is lifting down load for me.
Kedụ onye na-ebutu akpa m?
Kedụ onye na-ebutu akpa m?
Who is lifting my bag down?
Ndidi ga-ebutu ya.
Ndidi ga-ebutu ya.
Ndidi will bring it down.
Akwụrụ m ya ụgwọ ka o butuo akpati m.
Akwụrụ m ya ụgwọ ka o butuo akpati m.
I paid him to lift down my luggage.
wétù
wetù
Word | wetù |
Definitions | Active verb 1.bring down; take down |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Wetuo oroma a n'ala.
Wetuo oroma a n'ala.
Take this orange down
Achọrọ m iwetu ugeegbe a.
Achọrọ m iwetu ugeegbe a.
I want to bring down this mirror.
Wetuo ya n'ala ozugbo.
Wetuo ya n'ala ozugbo.
Bring it down immediately.
Nne m ga-ewetu ite a ma ọ lọta.
Nne m ga-ewetu ite a ma ọ lọta.
My mother will bring down this pot when she returns.
Onye na-ewetu osisi a oge ọbụla?
Onye na-ewetu osisi a oge ọbụla?
Who brings down this wood every time?
Ogechi weturu akwụkwọ m n'ala.
Ogechi weturu akwụkwọ m n'ala.
Ogechi brought down my book.
Ọ baghị uru iwetu ya.
Ọ baghị uru iwetu ya.
It is of no use bringing it down.
Onye weturu ya?
Onye weturu ya?
Who brought it down?