fú èfù
fu èfù
Word | fu èfù |
Definitions | Active verb 1.lose; go astray; be lost |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.
Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.
I do not want this book missing.
Amaara m na mgbaaka ahụ ga-efu efu.
Amaara m na mgbaaka ahụ ga-efu efu.
I know that that bracelet will get lost.
Ị chọtaala nke na-efu efu?
Ị chọtaala nke na-efu efu?
Have you found the one that is missing?
Ego a fuo efu, m tie gị ihe.
Ego a fuo efu, m tie gị ihe.
If this money misses, i will beat you.
Ego ya na-efu efu mgbe ọbụla ọ gara ahịa.
Ego ya na-efu efu mgbe ọbụla ọ gara ahịa.
Her money is always missing whenever she goes to the market.
Akwa a dị ka ihe ga-efu efu.
Akwa a dị ka ihe ga-efu efu.
This clothe resembles what is going to go missing.
Enyi m na-efu efu.
Enyi m na-efu efu.
My friend is missing.
Ego m furu efu.
Ego m furu efu.
My money got missing.
gwù égwú
gwù egwu
Word | gwù egwu |
Definitions | Active verb 伺寈伺 1.play 2.kid (tease); say something unserious, especially to lighten up a mood |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị ga-egwu egwu n'ehihie.
Anyị ga-egwu egwu n'ehihie.
We will play in the afternoon.
Kaba ahụ gwuo egwu tupu ị lọta.
Kaba ahụ gwuo egwu tupu ị lọta.
Ensure you sleep before returning home.
Igwu egwu na-atọkarị m nri mgbe m bụ nwata.
Igwu egwu na-atọkarị m nri mgbe m bụ nwata.
Playing was sweeter than food to me when I was a child
Anyị gwuru egwu ebe a mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
Anyị gwuru egwu ebe a mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
We played here when we were kids.
Uju na-egwu egwu n'ụlọakwụkwọ.
Uju na-egwu egwu n'ụlọakwụkwọ.
Uju plays in the school.
Ahụrụ m ka ha na-egwu egwu n'ezi.
Ahụrụ m ka ha na-egwu egwu n'ezi.
I saw them playing outside.
Gịnị mere i ji egwu egwu ebe a?
Gịnị mere i ji egwu egwu ebe a?
Why are you playing here?
Kedụ ndị na-egwu egwu n'ime ụlọ?
Kedụ ndị na-egwu egwu n'ime ụlọ?
Which people are playing in the room?
Obi na Ada ga-egwu egwu echi.
Obi na Ada ga-egwu egwu echi.
Obi and Ada will play tomorrow.
Igwu egwu n'ụtụtụ adịghị mma.
Igwu egwu n'ụtụtụ adịghị mma.
Playing in the morning is not good.
Ngwa, gaa nu gwuo egwu.
Ngwa, gaa nu gwuo egwu.
Alright, you people should go and play.
Chijioke gwuru nnukwu egwu n'ehihie.
Chijioke gwuru nnukwu egwu n'ehihie.
Chijioke played so much in the afternoon.