bų ábų
bụ̀ abụ̀
| Word | bụ̀ abụ̀ |
| Definitions | Active verb 蛍寀蛍 1.sing (especially a slow song) |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Achọghị m ịbụ ogologo abụ.
Achọghị m ịbụ ogologo abụ.
I do not want to sing a long hymn.
Anyị bụrụ abụ mgbe anyị bidoro.
Anyị bụrụ abụ mgbe anyị bidoro.
We sang a song when we started.
Ha na-abụ abụ mgbe m bịara.
Ha na-abụ abụ mgbe m bịara.
They were singing when I came.
Emeka amaghị abụ abụ.
Emeka amaghị abụ abụ.
Emeka does not know how to sing.
Ọ na-amasị m ịbụ abụ otito.
Ọ na-amasị m ịbụ abụ otito.
I like singing praise songs.
Chika ga-abụ abụ ahụ ma ọ bata.
Chika ga-abụ abụ ahụ ma ọ bata.
Chika will sing that song when she comes back.
Achọghị m ịbụ abụ.
Achọghị m ịbụ abụ.
I do not want to sing.
Ụkọchukwu ga-abụ abụ ekpere.
Ụkọchukwu ga-abụ abụ ekpere.
The priest will sing the hymn for prayer.
Gaa, bụọ abụ.
Gaa, bụọ abụ.
Go and sing.
Ọ dị mma ịbụ abụ.
Ọ dị mma ịbụ abụ.
It is good to sing.
Onye bụrụ abụ a?
Onye bụrụ abụ a?
Who sang this song?
zá ázá
za āzā
| Word | za āzā |
| Definitions | Active verb 1.swell; be swollen |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Egbugberonụ gị ga-aza ma aṅụ gbaa ya.
Your lips will be swollen if a bee stings it.
Ụkwụ gị zara aza.
Ụkwụ gị zara aza.
Your leg is swollen.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Anya gị ga-aza aza n'ụtụtụ.
Your eyes will swell up in the morning.
Onye ka anya ya zara aza?
Onye ka anya ya zara aza?
Whose eyes is swollen?
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
Ọgwụ a bụ maka ndị ahụ ha zara aza.
This drug is for people with swollen bodies.
Wepụ ndị zara aza.
Wepụ ndị zara aza.
Remove the swollen ones.