Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgbųgbǫ

ọ̀gbụ̀gbọ̀

Wordọ̀gbụ̀gbọ̀
Definitions

Noun

1.vomit

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọgbụgbọ ya na-esi mmanya mmanya.

Ọgbụgbọ ya na-esi mmanya mmanya.

His vomit is smelling alchohol.

gbö

gbọ

Wordgbọ
Definitions

Active verb

1.vomit; throw up

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye na-agbọ n'ezi?

Onye na-agbọ n'ezi?

Who is throwing up outside?

Anụrụ m oge nkịta na-agbọ odum na-agbọ n'ọzara.

Anụrụ m oge nkịta na-agbọ odum na-agbọ n'ọzara.

I heard when the dog was barking at the lion that was roaring in the wilderness.

Ọ gbọrọ ihe niile o riri.

Ọ gbọrọ ihe niile o riri.

He vomited everything he ate.

I ga-agbọ ihe ma ịhụ nwoke a.

I ga-agbọ ihe ma ịhụ nwoke a.

You will vomit something when you see this man.

nù ágböö

nù agbọọ̄

Wordnù agbọọ̄
Definitions

Active verb

蒸寀襲

1.nausea; cause a feeling to vomit

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Agbọọ na-enu m.

Agbọọ na-enu m.

I am feeling nausea.

Azụ ndụ na-enu ya agbọọ.

Azụ ndụ na-enu ya agbọọ.

Fresh fish causes me nausea.

Ị chọrọ ka ihe a nuo m agbọọ?

Ị chọrọ ka ihe a nuo m agbọọ?

Do you want this thing to cause me to vomit?

Agbọọ nuru ya oge ọ banyere n'ime ụgbọala ahụ.

Agbọọ nuru ya oge ọ banyere n'ime ụgbọala ahụ.

She felt nausea when she entered the vehicle.

Achọghị m ihe ga-enu m agbọọ.

Achọghị m ihe ga-enu m agbọọ.

I don't want what will cause me nausea.

Agbọọ ga-enu ya ma o rie nri a.

Agbọọ ga-enu ya ma o rie nri a.

She will have nausea if she eats this food.

Nri ahụ chọrọ inu m agbọọ.

Nri ahụ chọrọ inu m agbọọ.

That food wanted to make me feel nausea.

zàchí

zàchi

Wordzàchi
Definitions

Active verb

1.sweep something over something (e.g. vomit) so as to cover it completely

2.to hide especially an evil act

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ zachiri agbọọ ahụ.

Ọ zachiri agbọọ ahụ.

He/she swept sand over the vomit.

Ọ ga-azachi ya ma o mechaa.

Ọ ga-azachi ya ma o mechaa.

She will cover it up when she is done.

He zachiri ihe mere ụbọchị ahụ.

He zachiri ihe mere ụbọchị ahụ.

The covered up the happenings of that day.

Ha na-azachi ihe mere ebe ahụ

Ha na-azachi ihe mere ebe ahụ

They are covering what happened there.

Ịzachi ihe ọjọọ adịghị mma.

Ịzachi ihe ọjọọ adịghị mma.

Covering up a crime is not good.

ágbö

agbọ

Wordagbọ
Definitions

Noun

寀襲

1.vomit; a forceful discharge of stomach content

Related Terms
Word Stems

Examples

Agbọ ya dị mmiri mmiri.

Agbọ ya dị mmiri mmiri.

Her vomit was watery.

Ijiji na-ebe ebe ọ gbọrọ agbọ.

Ijiji na-ebe ebe ọ gbọrọ agbọ.

Hosefly is perching where he vomitted.

Isi mmanụ ụgbaala mere o ji gbọọ agbọ.

Isi mmanụ ụgbaala mere o ji gbọọ agbọ.

The smell of motor oil made him vomit.

Agbọ mmanya ọ ṅụrụ na-esi.

Agbọ mmanya ọ ṅụrụ na-esi.

The vomit of the wine he took is smelling.

Ọ gbọsara m agbọ.

Ọ gbọsara m agbọ.

He vomited on me.

Ọ na-agbọ agbọ kwa ụtụtụ.

Ọ na-agbọ agbọ kwa ụtụtụ.

She vomits every morning.

Nwaanyị dị ime na-agbọkarị agbọ.

Nwaanyị dị ime na-agbọkarị agbọ.

A pregnant woman usually vomits.

Ọ na-agbọ agbọ.

Ọ na-agbọ agbọ.

He is vomiting.

Onye gbọrọ agbọ?

Onye gbọrọ agbọ?

Who vomited?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.